wüpų
wụpụ̀
| Word | wụpụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.pour out; flow or flow out (especially liquids); 2.jump off |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ị ga-awụpụ osikapa gị n'efere.
Ị ga-awụpụ osikapa gị n'efere.
You will pour out your rice in a plate.
Ndị ichie wụpụrụ mmanya n'ala.
Ndị ichie wụpụrụ mmanya n'ala.
The elders poured drink on the ground.
Gịnị mere i ji wụpụ ya?
Gịnị mere i ji wụpụ ya?
Why did you pour it away?
Achọghị m ịwụpụ ihe a.
Achọghị m ịwụpụ ihe a.
I don't want to pour out this thing.
Achọghị m ịwụpụ ya.
Achọghị m ịwụpụ ya.
I do not want to pour it away.
Achọrọ m ịwụpu mmanya a n'iro.
Achọrọ m ịwụpu mmanya a n'iro.
I want to pour out this wine outside.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-awụpụ.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-awụpụ.
Look so that you will see how it is flowing out.
Ọbara ya na-awụpụ.
Ọbara ya na-awụpụ.
Her blood is flowing out.
Wụpụ mmanya a.
Wụpụ mmanya a.
Pour this wine out.
Unu achọrọ ịwụpụ ya?
Unu achọrọ ịwụpụ ya?
Do you want to pour it out?
Onye wụpụrụ ya?
Onye wụpụrụ ya?
Who poured it out?