íwé
iwe
Word | iwe |
Definitions | Noun 顔 1.anger; annoyance; irritation; vexation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Anger made him fight them.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Excessive anger causes high blood pressure.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
That man annoyed me today.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
I was angry when I saw him/her.
Biko, ewekwala iwe.
Biko, ewekwala iwe.
Please, do not be angry.
Oke iwe adịghị mma.
Oke iwe adịghị mma.
Too much anger is not good.
Iwe na-ewe m.
Iwe na-ewe m.
I am angry.
Onye kpasuru gị iwe?
Onye kpasuru gị iwe?
Who made you angry?
wè
wè
Word | wè |
Definitions | Active verb 各 1.take |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Bịa, were ego.
Bịa, were ego.
Come and take money.
Were nke nnukwu.
Were nke nnukwu.
Take the bigger one.
Iwe ego na-adị mfe.
Iwe ego na-adị mfe.
Withdrawing money is easy.
Ọ ga-ewe oge.
Ọ ga-ewe oge.
It will take time.
óbìökü
obìọkụ̄
Word | obìọkụ̄ |
Definitions | Adjective 1.hot-tempered |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye nwere obiọkụ?
Onye nwere obiọkụ?
Who is hot-tempered?
Ọ na-eji obiọkụ ya emebi ihe.
Ọ na-eji obiọkụ ya emebi ihe.
He spoils things due to his hot-temperedness.
Ọ naghị adị mma mmadụ inwe obiọkụ.
Ọ naghị adị mma mmadụ inwe obiọkụ.
It is not good for someone to be hot-tempered.
O nwere obiọkụ.
O nwere obiọkụ.
He is hot-tempered.
Akpọlakwala ndị obiọkụ.
Akpọlakwala ndị obiọkụ.
Do not invite hot-tempered.
Emeka bụ onye obiọkụ.
Emeka bụ onye obiọkụ.
Emeka is a hot-tempered person.
Mụ na onye obiọkụ agaghị abụnwu enyi.
Mụ na onye obiọkụ agaghị abụnwu enyi.
I cannot befriend a hot-tempered person.
ńnwútē
nnwutē
Word | nnwutē |
Definitions | Noun 1.sad; emotionally hurt |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwunye ya nọ na nnwute.
Nwunye ya nọ na nnwute.
His wife is sad.
Achọghị m ka ị nọrọ na nnwute.
Achọghị m ka ị nọrọ na nnwute.
I do not want you to be emotionally hurt.
Onweghị ihe nnwute dị n'okwu a.
Onweghị ihe nnwute dị n'okwu a.
There is no cause for annoyanace in this issue.
Onye nọ na nnwute chọrọ nkasi obi.
Onye nọ na nnwute chọrọ nkasi obi.
A sad person needs comforting.
Nnwute adịghị n'eliigwe.
Nnwute adịghị n'eliigwe.
Sadness is not in heaven.
Ọ bụ ihe nnwute na nwoke ahụ nwụrụ.
Ọ bụ ihe nnwute na nwoke ahụ nwụrụ.
It is a thing of sadness that that man died.
Gịnị kpatara nnwute gị a ugbu a?
Gịnị kpatara nnwute gị a ugbu a?
What is the cause of this your sadness.
Nnwute ya bidoro kemgbe achụrụ ya n'ọrụ.
Nnwute ya bidoro kemgbe achụrụ ya n'ọrụ.
His sadness started since he was sack.
Nnwute m bụ na okweghị ige anyị ntị.
Nnwute m bụ na okweghị ige anyị ntị.
My annoyance is that he refused to listen to us.
Naanị ihe nnwute ka ọ na-anụ taata.
Naanị ihe nnwute ka ọ na-anụ taata.
It is only things that cause sadness he has been hearing today.