Nkọwa okwu logo
Beta

íbú

ibu

Wordibu
Definitions

Noun

寃穫

1.load; luggage; laden

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Bupụtasịa ibu ndị dị n'ime ụgbọala.

Bupụtasịa ibu ndị dị n'ime ụgbọala.

Bring out the loads inside the car.

Ha bunyere anyị ibu onye ọzọ.

Ha bunyere anyị ibu onye ọzọ.

They gave us some else' luggage.

A chọghị m ibu ibu ọbụla.

A chọghị m ibu ibu ọbụla.

I don't want to carry any load.

O bu ọtụtụ ibu jee njem ahụ.

O bu ọtụtụ ibu jee njem ahụ.

She traveled with so many loads.

Onye nwee ibu a?

Onye nwee ibu a?

Who has this luggage?

Onye ka ezuuru ibu ya?

Onye ka ezuuru ibu ya?

Whose luggage was stolen?

ńgwóńgwó

ngwongwo

Wordngwongwo
Definitions

Noun

暫暫

1.baggage; a lot of luggage; load

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ngwongwo juru n'ụlọ m.

Ngwongwo juru n'ụlọ m.

There are lots of baggage in my house.

A chọghị m ibu ngwongwo ọbụla.

A chọghị m ibu ngwongwo ọbụla.

I don't want to carry any load.

Ngwongwo ya furu n'ọdụ ụgbọala.

Ngwongwo ya furu n'ọdụ ụgbọala.

His baggage got lost at the moto park.

A gwara m ya bute ngwongwo ya niile n'ụlọ m.

A gwara m ya bute ngwongwo ya niile n'ụlọ m.

I told her to bring all her luggage to my house.

íbù

ibù

Wordibù
Definitions

Noun

寃看

1.large; size; big; fat

Related Terms
Word Stems

Examples

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ has a large bag.

Anụ o nyere m buru ibu.

Anụ o nyere m buru ibu.

The meat he gave me is big.

O kweghị aba ọgbatumtum maka ibu ya.

O kweghị aba ọgbatumtum maka ibu ya.

He refused to board a bike becuase of his weight.

Nneka buru ibu.

Nneka buru ibu.

Nneka is fat.

Mmadụ ibu oke ibu adịghị mma.

Mmadụ ibu oke ibu adịghị mma.

To grow to big is not good.

Ọ na-ebu ibu n'ahịa Ogbete.

Ọ na-ebu ibu n'ahịa Ogbete.

He loads goods at the Ogbete market.

Nna ya rụrụ ̣ulọelu buru ibu.

Nna ya rụrụ ̣ulọelu buru ibu.

Her father built a large upstair.

ígwú

igwu

Wordigwu
Definitions

Noun

1.louse

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Igwu anọghị nkịta m n'ahụ ugbua.

Igwu anọghị nkịta m n'ahụ ugbua.

There are no lice on my dog's body right now.

Ọ na-ewepu igwu ọ hụrụ n'uwe ya.

Ọ na-ewepu igwu ọ hụrụ n'uwe ya.

He is removing the lice he saw on his cloth.

Igwu yiri akwa n'isi ya.

Igwu yiri akwa n'isi ya.

Lice laid egg on his head.

Igwu dị n'ụlọ ha.

Igwu dị n'ụlọ ha.

Lice are in their house.

Igwu dị n'oche a.

Igwu dị n'oche a.

There are lice on this chair.

Kedu etu o si bute igwu?

Kedu etu o si bute igwu?

How did he get lice?

Igwu dị ya n'isi.

Igwu dị ya n'isi.

There is lice on his head.

ǹdò

ǹdò

Wordǹdò
Definitions

Noun

1.shade

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

I will be waiting for you at that shade.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

They use that pear tree as a shade.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

I saw him under a shade when I got to the farm.

Anyị na-ezu ike na ndo.

Anyị na-ezu ike na ndo.

We are resting under the shade.

Ndo adịghị ebe a.

Ndo adịghị ebe a.

There's no shade here.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

He made a shade quickly when he was tired.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

That shade covered us from rainfall.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

He made a shade quickly when he was tired.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

They use that pear tree as a shade.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

That shade covered us from rainfall.

Onye mebiri ndo m?

Onye mebiri ndo m?

Who destroyed my shade?

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

I saw him under a shade when I got to the farm.

Ndo adịghị ebe a.

Ndo adịghị ebe a.

There's no shade here.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

I will be waiting for you at that shade.

Anyị na-ezu ike na ndo.

Anyị na-ezu ike na ndo.

We are resting under the shade.

Onye rụrụ ndo a?

Onye rụrụ ndo a?

Who constructed this shade?

Ndo a na-ajụ oyi n'ahụ.

Ndo a na-ajụ oyi n'ahụ.

This shade cools the body.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.