ísí
isi
Word | isi |
Definitions | Noun 簡 1.head 2.source 3.head (as in hierarchy) 4.chapter 5.hairstyle 6.essence; meaning 7.chapter [of a book/Bible] |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anọ m n'isi nke ikpaazụ.
Anọ m n'isi nke ikpaazụ.
I am on the last chapter.
Isi ụlọọrụ anyị nọ n'Aba.
Isi ụlọọrụ anyị nọ n'Aba.
Our head office is in Aba.
Aghọtabe m isi ihe ọ na-ekwu.
Aghọtabe m isi ihe ọ na-ekwu.
I have not understood the essence of what she is saying.
Ejighi okwute elele isi kara aka
Ejighi okwute elele isi kara aka
They don't use stones to check for mature heads.
Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.
Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.
The book of Proverbs, chapter thirty one.
O nweghị isi.
O nweghị isi.
It does not have a meaning.
̣̣Akwụkwọ a nwere isi iri na anọ.
̣̣Akwụkwọ a nwere isi iri na anọ.
This book has fourteen chapters.
Isi mmiri Ọmambala dị n'Ugume Ụmụeri.
Isi mmiri Ọmambala dị n'Ugume Ụmụeri.
The source of Omambala river is at Ugume Umueri.
Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.
Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.
The book of Proverbs, chapter thirty one.
Isi ndụ anyị dị bụ ime ka ụwa dị mma obibi.
Isi ndụ anyị dị bụ ime ka ụwa dị mma obibi.
The essence of the life we are living is to make the world good to live in.
Ọjịugo sị na isi na-awa ya.
Ọjịugo sị na isi na-awa ya.
Ojiugo said her head is aching.
Isi ya mara mma.
Isi ya mara mma.
Her hairstyle is beautiful.