ǫchïchïrï
ọ̀chịchịrị̄
| Word | ọ̀chịchịrị̄ |
| Definitions | Noun 1.darkness |
| Variations | ọ̀chịchịị̄ |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Afụnahuru ya akpa ya ka ebe niile gba ọchịchịrị.
Afụnahuru ya akpa ya ka ebe niile gba ọchịchịrị.
His bag was snatched when everywhere was dark.
Ọchịchịrị amaghị m ahụ.
Ọchịchịrị amaghị m ahụ.
I am not useed to darkness.
Ugegbe anya a na-enyere m aka ịhụ ụzọ n'ọchịchịrị.
Ugegbe anya a na-enyere m aka ịhụ ụzọ n'ọchịchịrị.
This pair of eyeglasses help me see in darkness.
Ọchịchịrị a dịka chi agaghị efo.
Ọchịchịrị a dịka chi agaghị efo.
This darknesss looks like the day won't break.
Onweghị ihe gbasara ihe na ọchịchịrị
Onweghị ihe gbasara ihe na ọchịchịrị
Their is no connection between light and darkness.