Nkọwa okwu logo
Beta

tíkù

tikù

Wordtikù
Definitions

Active verb

1.call upon;

2.shout to; call upon (for help); cry to (compare -kpọkù)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.

O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.

He called upon the people when he was arrested.

Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.

Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.

Call upon that name fast.

Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.

Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.

We call upon the Lord all the time.

Chineke zara oge ha tikuru ya.

Chineke zara oge ha tikuru ya.

The Lord answered when they called on him.

Onye tikuru m?

Onye tikuru m?

Who called upon me?

Aga m etiku Onyenweanyị.

Aga m etiku Onyenweanyị.

I will call upon the Lord.

Onye ka m ga-etiku?

Onye ka m ga-etiku?

Whom will I call upon?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.