ìtì
ìtì
Word | ìtì |
Definitions | Noun 㯋 1.(slang) dunce; novice |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpọzila mmadụ iti.
Akpọzila mmadụ iti.
Stop calling someone a dunce.
Ọ na-eme omume ka iti.
Ọ na-eme omume ka iti.
She behaves like a novice.
Anyị enweghị iti n'ezinụụlọ anyị.
Anyị enweghị iti n'ezinụụlọ anyị.
We don't have a dunce in our family.
Ọ mara mma mana ọ bụ iti.
Ọ mara mma mana ọ bụ iti.
She is beautiful but she is a dunce.
Ọ gaghị elenwu ile ahụ, ọ bụ iti.
Ọ gaghị elenwu ile ahụ, ọ bụ iti.
He cannot take that exam, he is a dunce.
Nwanne ya nwaanyị ahụ bụ iti.
Nwanne ya nwaanyị ahụ bụ iti.
That his sister is a dunce.
Ị bụ iti?
Ị bụ iti?
Are you a dunce?
Naanị ya bụ iti n'ime ụmụnne ya.
Naanị ya bụ iti n'ime ụmụnne ya.
Only her is the dunce among her sibling.
tí
ti
Word | ti |
Definitions | Active verb 1.beat; hit; strike 2.shout; yell; utter cry; howl 3.shine (of moon) 4.build; establish |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ebuka tiwara efere.
Ebuka tiwara efere.
Ebuka broke the plate.
Uche tiri mkpu.
Uche tiri mkpu.
Uche shouted.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika built a mighty house at Enugu.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
He shouts alaways.
Ọnwa na-eti.
Ọnwa na-eti.
The moon is shinning.
Nna m tiri m ihe.
Nna m tiri m ihe.
My father beat me.
tï
tị
Word | tị |
Definitions | Active verb 軸 1.stretch; make long |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ̣ na-atị olu ịhụ ihe na-eme n'ihu ebe ahụ.
Ọ̣ na-atị olu ịhụ ihe na-eme n'ihu ebe ahụ.
She is stretching her neck to see what is happening at the front.
ńkwüénú
nkwụenū
Word | nkwụenū |
Definitions | Noun 棋上 1.palm wine from palm oil tree; palm wine |
Variations | nkwụ enu |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Butere m nkwuelu ahụ.
Butere m nkwuelu ahụ.
Carry that palmwine for me.
Nkwụenu anyị ṅụrụ tọrọ ụtọ.
Nkwụenu anyị ṅụrụ tọrọ ụtọ.
The palm wine we drank was sweet.
Anyị na-aṅụ nkwụenu.
Anyị na-aṅụ nkwụenu.
We drink palm wine.
Otenkwụ gara ite nkwuelu.
Otenkwụ gara ite nkwuelu.
Palmwine tapper went to tap palmwine.
Anyị na-ere otu karama nkwuelu puku naịra ise.
Anyị na-ere otu karama nkwuelu puku naịra ise.
We sell one bottle of palmwine five thousand naira.
Okoli na-ere nkwụelu.
Okoli na-ere nkwụelu.
Okoli sells palm wine.
Nkwụelu a gbakara agbaka.
Nkwụelu a gbakara agbaka.
This palm wine is sour.
Nye m nkwụelu.
Nye m nkwụelu.
Give me palm wine.