Nkọwa okwu logo
Beta

íté ímē

ite imē

Wordite imē
Definitions

Noun

1.the removal of a foetus from the uterus in a growing pregnancy; abortion

Related Terms
Word Stems

Examples

Ite ime adịghị mma.

Ite ime adịghị mma.

Abortion is not a good.

té ímē

te imē

Wordte imē
Definitions

Active verb

左祥妊

1.abort a pregnancy

Related Term
Word Stem

Examples

Ite ime ka bụ okwu a kpụ n'ọnụ n'ụwa niile.

Ite ime ka bụ okwu a kpụ n'ọnụ n'ụwa niile.

To abort a pregnancy is still a bone of contention all over the world.

Ha na-ete ime n'ụlọọgwụ ahụ.

Ha na-ete ime n'ụlọọgwụ ahụ.

They do abortion in that hospital.

Nwunye ya tere ime na afọ gara aga.

Nwunye ya tere ime na afọ gara aga.

His wife did an abortion last year.

Ite ime na-egbu mmadụ.

Ite ime na-egbu mmadụ.

Abortion kills.

Jee tee ime a.

Jee tee ime a.

Go and abort this pregnancy.

Ama m na nwa aghọghọ a ga-ete ime a.

Ama m na nwa aghọghọ a ga-ete ime a.

I know that this young lady will abort this pregnancy.

Ite ime na-ewuziri ụmụ agbọghọ taa.

Ite ime na-ewuziri ụmụ agbọghọ taa.

Abortion is in vogue amongst young ladies these days.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.