süpų
sụpụ̀
| Word | sụpụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.ostracize, excommunicate |
| Variations | mapụ̀ |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ha sị na ha ga-asụpụ onye ọbụla zuru ohi n'obodo ha.
Ha sị na ha ga-asụpụ onye ọbụla zuru ohi n'obodo ha.
They said that they will ostracize anybody that stole in their village.
Ndị Ngwa na-asụpụ onye ọbụla mere ihe arụ.
Ndị Ngwa na-asụpụ onye ọbụla mere ihe arụ.
Ngwa people ostracize anybody that committed an abominable act.
Ndị obodo m chọrọ ịsụpụ Mgboorie maka ihe ọjọọ niile o mere.
Ndị obodo m chọrọ ịsụpụ Mgboorie maka ihe ọjọọ niile o mere.
My village people want to ostracize Mgboorie for all the evil things she did.
Ekwekwala ka ha sụpụ gị.
Ekwekwala ka ha sụpụ gị.
Do not allow them to ostracize you.
Onye sụpụrụ gị?
Onye sụpụrụ gị?
Who ostracized you?
Obi chọrọ ịsụpụ onwe ya.
Obi chọrọ ịsụpụ onwe ya.
Obi wants to ostracize himself.