ísíömá
isiọma
Word | isiọma |
Definitions | Name 簡寊肢 1.good luck; good fortune; favour |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Isioma na-abịara ndị na-eme ezi ihe.
Isioma na-abịara ndị na-eme ezi ihe.
Good fortune comes to those who do good things.
Ụmụ Chineke bụ ndị nwere isiọma.
Ụmụ Chineke bụ ndị nwere isiọma.
God's people have goodluck.
Ụmụaka a bụ ndị isiọma
Ụmụaka a bụ ndị isiọma
These children are people of good fortune
Ụmụaka a bụ ndị isiọma
Ụmụaka a bụ ndị isiọma
These children are people of good fortune
Naanị Chineke na-enye isiọma.
Naanị Chineke na-enye isiọma.
Only God gives good fortune.
Isioma na-abịara ndị na-eme ezi ihe.
Isioma na-abịara ndị na-eme ezi ihe.
Good fortune comes to those who do good things.
Uju nwere isiọma n'ule ahụ.
Uju nwere isiọma n'ule ahụ.
Uju was lucky in the exam.
Olee ndị nwere isiọma?
Olee ndị nwere isiọma?
Which people were fortunate?
Aha m bụ Isiọma
Aha m bụ Isiọma
My name is good luck.
Ụmụ Chineke bụ ndị nwere isiọma.
Ụmụ Chineke bụ ndị nwere isiọma.
God's people have goodluck.
Chukwu, biko, nye m isiọma.
Chukwu, biko, nye m isiọma.
God, please, give me good fortune.
Áwélē
Awelē
Word | Awelē |
Definitions | Name 1.favour; favoured; good luck; good fortune |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aha nwunye ya bụ Awele.
Aha nwunye ya bụ Awele.
His wife's name is Awele.
Anyị so moto Awele ga akwụkwọ.
Anyị so moto Awele ga akwụkwọ.
We went to school in Awele's car.
Awele bịara ebe a.
Awele bịara ebe a.
Awele came here.
Awele gbara akwụkwọ n'afọ gara aga.
Awele gbara akwụkwọ n'afọ gara aga.
Awele wedded last year.
Aha m bụ Awele.
Aha m bụ Awele.
My name is Awele
Ije awele ka anyị na-arịọ.
Ije awele ka anyị na-arịọ.
Safe trip is what we ask for.