Nkọwa okwu logo
Beta

ísíḿbídó

isimbido

Wordisimbido
Definitions

Noun

1.beginning

Variationsisi mbido
Related Terms
Word Stems

Examples

Isimbido akụkọ ahụ tọrọ ụtọ.

Isimbido akụkọ ahụ tọrọ ụtọ.

The beginning of the story was interesting.

Isimbido agụmakwụkwọ ya gara nke ọma.

Isimbido agụmakwụkwọ ya gara nke ọma.

The beginning of his studies went well.

Aga m amalite n'isimbido.

Aga m amalite n'isimbido.

I will start from the beginning.

N'isimbido, agwara m ya gwa gị

N'isimbido, agwara m ya gwa gị

At the beginning, I told him to tell you.

Site n'isimbido ụwa ka Chukwu hụrụ anyị n'anya.

Site n'isimbido ụwa ka Chukwu hụrụ anyị n'anya.

God started loving us from the beginning of the world.

Malite n'isimbido kọọrọ m ihe niile mere.

Malite n'isimbido kọọrọ m ihe niile mere.

Start from the beginning and tell me everything that happened.

Kedu onye mara isimbido ọgụ a?

Kedu onye mara isimbido ọgụ a?

Who knows the beginnning of this fight?

Ọ dịghị na n'isimbido.

Ọ dịghị na n'isimbido.

It is not at the beginning.

Isimbido egwu ahụ adịghị mma ige.

Isimbido egwu ahụ adịghị mma ige.

The beginning of that son is not good to listen to.

Isimbido akwụkwọ ya gara nke ọma.

Isimbido akwụkwọ ya gara nke ọma.

The beginning of his studies went well.

Tinye ya n'isimbido.

Tinye ya n'isimbido.

Put it at the beginning.

Isimbido akwụkwọ ahụ adọkaala.

Isimbido akwụkwọ ahụ adọkaala.

The beginning of that book is torn.

Aga m amalite n'isimbido.

Aga m amalite n'isimbido.

I will start from the beginning.

Chọọ ya n'isimbido.

Chọọ ya n'isimbido.

Look for it at the beginning.

Kedụ onye mara isimbido ọgụ a?

Kedụ onye mara isimbido ọgụ a?

Who knows the beginning of this fight?

N'isimbido, agwara ya ka ọ gwa gị.

N'isimbido, agwara ya ka ọ gwa gị.

At the beginning, he was told to tell you.

N'isimbido ka nne ya gwara ya mụọ aka ọrụ.

N'isimbido ka nne ya gwara ya mụọ aka ọrụ.

It was from the beginning that his mother told him to learn a skill.

Isimbido akụkọ ahụ tọrọ ụtọ.

Isimbido akụkọ ahụ tọrọ ụtọ.

The beginning of that story was interesting.

Site n'isimbido ụwa ka Chukwu hụrụ anyị n'anya.

Site n'isimbido ụwa ka Chukwu hụrụ anyị n'anya.

From the beginning of the world God loves us.

Malite n'isimbido kọọrọ m ihe niile mere.

Malite n'isimbido kọọrọ m ihe niile mere.

Start from the beginning to tell me everything that happened.

ísíḿmàlíté

isimmàlite

Wordisimmàlite
Definitions

Noun

1.origin; inception; root; a place where something springs up or begins

Variationsisi mmàlite
Related Terms
Word Stems

Examples

Asị ọ tụrụ bụ isimmalite ọdịda ya

Asị ọ tụrụ bụ isimmalite ọdịda ya

The lies he told was the beginning of his downfall

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.