ísīísí
isiisi
Word | isiisi |
Definitions | Noun 1.extreme part of a surface or an item; extreme or end |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ dị n'isiisi ebe ahụ.
Ọ dị n'isiisi ebe ahụ.
It is the extreme of that place.
Kpọọ nwataakwụkwọ ahụ nọ n'isiisi Klaasị ahụ
Kpọọ nwataakwụkwọ ahụ nọ n'isiisi Klaasị ahụ
Call the student at the extreme of the class.
Garuo n'isiisi.
Garuo n'isiisi.
Reach to the extreme part.
Akwa m dị n'isiisi ebe ahụ.
Akwa m dị n'isiisi ebe ahụ.
My dress is at the extreme part of that place.
Anọ m n'isiisi.
Anọ m n'isiisi.
I am at the extreme.
Ụlọ ha dị n'isiisi n'ogbe a.
Ụlọ ha dị n'isiisi n'ogbe a.
Their house is at the extreme part of this neighbourhood.
Adọwara m moto m n'isiisi.
Adọwara m moto m n'isiisi.
I parked my car at the extreme.
Ọ dị n'isiisi ebe ahụ.
Ọ dị n'isiisi ebe ahụ.
It is at the extreme part.
O debere akpa ahụ n'isiisi.
O debere akpa ahụ n'isiisi.
She kept that bag at the extreme.
Garuo n'isiisi.
Garuo n'isiisi.
Get to the extreme part.
O nweghị onye ga-anọ n'isiisi.
O nweghị onye ga-anọ n'isiisi.
Nobody should sit at the extreme.
Ada ga-edina n'isiisi.
Ada ga-edina n'isiisi.
Ada will lie at the extreme.
Onye nwe ihe ahụ dị n'isiisi?
Onye nwe ihe ahụ dị n'isiisi?
Who has this thing at the extreme?
Enyere anyị oche n'isiisi.
Enyere anyị oche n'isiisi.
We were offered seat at the extreme.
Biko, wetara m nke ahụ nọ n'isiisi.
Biko, wetara m nke ahụ nọ n'isiisi.
Please bring me that one at the extreme.
Akwa m dị n'isiisi ebe ahụ.
Akwa m dị n'isiisi ebe ahụ.
My cloth is at the extreme part of that place.
Kpọọ onye ahụ nọ n'isiisi.
Kpọọ onye ahụ nọ n'isiisi.
Call that person at the extreme.