ḿbídó
mbido
Word | mbido |
Definitions | Noun 1.beginning; start |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mbido ya anaghị adị mfe.
Mbido ya anaghị adị mfe.
Its beginning is does not come easy.
E kwuru banyere ya na mbido.
E kwuru banyere ya na mbido.
It was discussed at the beginning.
O wetara akpa ahụ na mbido.
O wetara akpa ahụ na mbido.
He brought that bag at the beginning.
O kwuru ihe mere na mbido.
O kwuru ihe mere na mbido.
He said what happened at the beginning.
O nweghị ihe ọbụla o kwuru na mbido.
O nweghị ihe ọbụla o kwuru na mbido.
He did not say anything at the beginning.
Ọ dị na mbido.
Ọ dị na mbido.
It is at the beginning.
Mbido ya ekweghị m nghọta.
Mbido ya ekweghị m nghọta.
The beginning is hard for me to understand.
Mbido egwu ahụ dị ụtọ
Mbido egwu ahụ dị ụtọ
The beginnning of that song is interesting.
Akụkọ mbido obodo anyị dị n'akwụkwọ a.
Akụkọ mbido obodo anyị dị n'akwụkwọ a.
The story of the origin of our town is in this book.
Anyị abịaghị na mbido.
Anyị abịaghị na mbido.
We did not come at the beginning.
Mbido akụkọ ahụ tụrụ m ụjọ.
Mbido akụkọ ahụ tụrụ m ụjọ.
The beginning of that story scared me.
Na mbido ka m mara ụdị mmadụ ọ bụ.
Na mbido ka m mara ụdị mmadụ ọ bụ.
It was at the beginning that I knew the kind of person he is.
Naanị ndị bịara na mbido ka e nyere mmanya.
Naanị ndị bịara na mbido ka e nyere mmanya.
Only the people that came at the start were given drinks.
Mbido ya dị mfe.
Mbido ya dị mfe.
The beginning is easy.