sì ísì
sì isì
Word | sì isì |
Definitions | Active verb 拷浸 1.smell; stink; give scent |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ntị gị na-esi isi.
Ntị gị na-esi isi.
Your ear is smelling.
Ihe na-esi isi ebe a.
Ihe na-esi isi ebe a.
Something smells here.
Ọnụ ya ga-esi isi ma ọ taa jinja.
Ọnụ ya ga-esi isi ma ọ taa jinja.
His mouth will smell if he eats ginger.
O siri isi ụtọ ka o techara ude ahụ.
O siri isi ụtọ ka o techara ude ahụ.
He smelt pleasantly after rubbing that cream.
Ofe ahụ siri isi ọjọọ maka na ọgbara ụka.
Ofe ahụ siri isi ọjọọ maka na ọgbara ụka.
That soup smelt badly because it was spoilt.
Ọ na-amasị Adakụ isi isi ụtọ.
Ọ na-amasị Adakụ isi isi ụtọ.
Adaku likes to smell nicely.