író
iro
Word | iro |
Definitions | Noun 錮 1.enemy |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ojemba enweghị iro.
Ojemba enweghị iro.
A globetrotter has no enemies.
Nwata amaghị iro.
Nwata amaghị iro.
A child knows no enemy.
iro dị n'ulọ ka nke ezi njọ
iro dị n'ulọ ka nke ezi njọ
Enmity in the home is worse than the one outside
ìró
ìro
Word | ìro |
Definitions | Noun 1.large expanse/space of land in front of the compound; 2.village square |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anọ m n'iro.
Anọ m n'iro.
I am outside.
Achọghị m ịpụta iro taa.
Achọghị m ịpụta iro taa.
I do not want to come out today.
Bupụta akpa ahụ n'iro.
Bupụta akpa ahụ n'iro.
Bring that bag outside.
E liri ya n'ihu iro be ya.
E liri ya n'ihu iro be ya.
He was buried in front of his compound.
Anyị achọghị onye ọbụla n'iro.
Anyị achọghị onye ọbụla n'iro.
We do not want anybody outside.
ífò
ifò
Word | ifò |
Definitions | Noun 寃駄 1.fable; tale |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ifo a ka amasị m.
Ifo a ka amasị m.
This fable is my favorite.
Ifo so n'otu akuko odinaala.
Ifo so n'otu akuko odinaala.
Tales is one of Igbo traditional narratives.
Ọ maara akọ akụkọ ifo.
Ọ maara akọ akụkọ ifo.
He knows how to tell tales.
Ifo ole ka Emeka kọrọ taa?
Ifo ole ka Emeka kọrọ taa?
How many tales did Emeka narrate today?
O ji ifo akụzi nkuzi.
O ji ifo akụzi nkuzi.
He teaches with fable.
Ọ na-ede ifo.
Ọ na-ede ifo.
He writes fable.
èzí
èzi
Word | èzi |
Definitions | Noun 紅 1.outside or precincts of a house, compound; family or family residence (especially extended); extended family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ezi anyị buru ibu.
Ezi anyị buru ibu.
Our extended family is large.
Ada pụrụ ezi.
Ada pụrụ ezi.
Ada went outside.
Aga-eli nwoke ahụ n'ezi ya.
Aga-eli nwoke ahụ n'ezi ya.
That man will be buried in his compound.
O ruru ụlọ n'ezi.
O ruru ụlọ n'ezi.
He built in the front part of the compound.
Onye ohi ahụ batara n'ezi anyị.
Onye ohi ahụ batara n'ezi anyị.
That thief entered our compound.
Anyị agaghị anọ n'ezi.
Anyị agaghị anọ n'ezi.
We will not be outside.
Emetọla ezi ahụ.
Emetọla ezi ahụ.
Do not litter the compound.
Onye nwe ịza ezi taa?
Onye nwe ịza ezi taa?
Who has the responsibility to sweep the compound today?
rǫ
rọ̀
Word | rọ̀ |
Definitions | Active verb 股 1.bend 2.be thick (liquid) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye rọrọ alaga m a?
Onye rọrọ alaga m a?
Who bent this my needle?
Ofe o siri rọrọ arọ.
Ofe o siri rọrọ arọ.
The soup she cooked is thick.
üzǫ
ụzọ̀
Word | ụzọ̀ |
Definitions | Noun 畏 1.way; road; path 2.door way; door |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụgbaala a nọchiri ụzọ.
Ụgbaala a nọchiri ụzọ.
This car is blocked the road.
Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.
Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.
We knocked at that door.
Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.
Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.
That road is waterlogged.
Ụzọ ahụ adịghị mma.
Ụzọ ahụ adịghị mma.
That road is not good.
Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.
Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.
That road is dark.
E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.
E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.
There are many routes to his house.
Olee ụzọ ha mebiri?
Olee ụzọ ha mebiri?
Which door did they spoil?
úró
uro
Word | uro |
Definitions | Noun 1.feeling of hatred towards someone that last for a long time; enmity |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọghị m ka anyị nọrọ n'uro.
Achọghị m ka anyị nọrọ n'uro.
I don't want us to be in enmity.
rö
rọ
Word | rọ |
Definitions | Active verb 1.formulate 2.compose (music) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye rọrọ abụ ahụ?
Onye rọrọ abụ ahụ?
Who composed that song?
Ọ chọrọ iro akụkọ ọ ga-akọ.
Ọ chọrọ iro akụkọ ọ ga-akọ.
He wants to formulate the story he will tell.
Ọ bụ Nkiru na-arọ abụ niile ndị ahụ.
Ọ bụ Nkiru na-arọ abụ niile ndị ahụ.
It is Nkiru who formulates all those songs.
Ị na-arọ asị ọzọ?
Ị na-arọ asị ọzọ?
Are you formulating another lie?
Aga m arọ nke ọhụrụ.
Aga m arọ nke ọhụrụ.
Who formulated this one?
Rọọ abụ anyị ga-agụ.
Rọọ abụ anyị ga-agụ.
Who composed that song?