Beta

ríté

rite

Wordrite
Definitions

Active verb

1.earn

Variationsrita
Related Term
Word Stem

Examples

O ritere uru n'ahịa ahụ.

O ritere uru n'ahịa ahụ.

He made some profit in that sale.

Irite oke uru adịghị mma.

Irite oke uru adịghị mma.

Making so much gain is not good.

Ị hazie ya nke ọma, ị ga-erite uru.

Ị hazie ya nke ọma, ị ga-erite uru.

If you oragnise it very well, your make a lot of profit.

Ndị ritere ihe alaala.

Ndị ritere ihe alaala.

Those who got gifts have gone.