ìrè
ìrè
Word | ìrè |
Definitions | Noun 㰑 1.the factual being or presence of something or someone; existence |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ka ihe a niile anyị kpara dị ire n'afọ a na-abịa abịa.
Achọrọ m ka ihe a niile anyị kpara dị ire n'afọ a na-abịa abịa.
I want all these things we discussed to be in existence this coming year.
Eluigwe dị irè.
Eluigwe dị irè.
Heaven is real.
Ọkụ mmụọ dịkwa ire.
Ọkụ mmụọ dịkwa ire.
Hell is also real.
Chi ndị Igbo dị irè.
Chi ndị Igbo dị irè.
Igbo gods are real.
íré
ire
Word | ire |
Definitions | Noun 戯 1.tongue |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ire Uju anaghị anọ otu ebe.
Ire Uju anaghị anọ otu ebe.
Uju wags her tongue.
Aga m ebe gị ire.
Aga m ebe gị ire.
I will cut your tongue.
Ụzọamaka merụrụ ahụ n'ire.
Ụzọamaka merụrụ ahụ n'ire.
Ụzọamaka has a wound on the tongue.
E ji ire akpọpụta mkpụrụụda.
E ji ire akpọpụta mkpụrụụda.
Speech sounds are produced with the tongue.
Ire ya toro ogologo.
Ire ya toro ogologo.
His tongue is long.
Ọ tabiri ire.
Ọ tabiri ire.
She bit her tongue.
Wepụta ire gị.
Wepụta ire gị.
Bring out your tongue.
ré
re
Word | re |
Definitions | Active verb 津 1.be rotten; rot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nnụnụ ahụ nwụrụ ga-ere ure.
Nnụnụ ahụ nwụrụ ga-ere ure.
That bird that died will decay.
ré
re
Word | re |
Definitions | Active verb 購 1.sell |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ebuka na-ere ụgbọala ọhụrụ.
Ebuka na-ere ụgbọala ọhụrụ.
Ebuka sells new cars.
Ire ihe ụbọchị ụka megidere iwu Chineke.
Ire ihe ụbọchị ụka megidere iwu Chineke.
To sell on Sundays is against God's commandment.
Emeka sị na ọ ga-ere akwa ma ego kọọ ya.
Emeka sị na ọ ga-ere akwa ma ego kọọ ya.
Emeka said that he will sell his clothes if he short of money.
Nne ya rere akwụkwọ n'ahịa ahụ.
Nne ya rere akwụkwọ n'ahịa ahụ.
His mother sold books at that market.
rè
rè
Word | rè |
Definitions | Active verb 喚 1.the coming into existence of an idea or thing; come to pass |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe o kwuru ga-ere.
Ihe o kwuru ga-ere.
What he said will come to pass.