ìrí
ìri
Word | ìri |
Definitions | Number 十 1.ten |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
M ga-eji ọkụkọ iri tụọ mmamma n'ụlụụka.
M ga-eji ọkụkọ iri tụọ mmamma n'ụlụụka.
I will ten chickens for thanksgiving in the church.
Achọrọ m naanị mmadụ iri.
Achọrọ m naanị mmadụ iri.
I need only ten persons.
Mkpịsịaka m dị iri.
Mkpịsịaka m dị iri.
My fingers are ten.
Ise e tinyere ise ga-enye gị iri.
Ise e tinyere ise ga-enye gị iri.
Five plus five will give you ten
rí
ri
Word | ri |
Definitions | Active verb 概 1.consume; eat, especially as a meal 2.engulf; take or accommodate all of something 3.overwhelm 4.cheat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha ga-eri nri ma e mechaa.
Ha ga-eri nri ma e mechaa.
They will eat later.
Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ
Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ
When the glutton eats the chameleon, he would stop eating meat
Anyị riri nri n'ụtụtụ.
Anyị riri nri n'ụtụtụ.
We ate in the morning.
Kelechi na-eri nri ugbu a.
Kelechi na-eri nri ugbu a.
Kelechi is eating now.
Ejike riri anyị mugu.
Ejike riri anyị mugu.
Ejike duped/cheated us.
Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.
Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.
Eating at home is better than eating outside
Ọ chọghị iri nri.
Ọ chọghị iri nri.
He does not want to eat.
rï
rị
Word | rị |
Definitions | Active verb 賛 1.climb; crawl(animals); move flat on the floor or ground 2.(figurative)move slowly 3.rise (level) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O ji moto rịa ya elu.
O ji moto rịa ya elu.
He ran over it with a car.
Ọnụahịa ya ga-arị n'oge na-adịghị anya.
Ọnụahịa ya ga-arị n'oge na-adịghị anya.
The cost will rise soon.
Agwọ a na-arị elu osisi.
Agwọ a na-arị elu osisi.
This snake is climbing a tree.
Ana m arị elu.
Ana m arị elu.
I am climbing.
Ọ na-amasị m ịrị elu.
Ọ na-amasị m ịrị elu.
I like climbing.
Rịa elu ghọta oroma.
Rịa elu ghọta oroma.
Climb and pluck some oranges.
-rïrï
-rịrị
Word | -rịrị |
Definitions | Extensional suffix 1.must; compulsorily; certainly |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha sị na ha ga-abịarịrị echi.
Ha sị na ha ga-abịarịrị echi.
They said they must come tomorrow.
Aga m apịarịrị ya ụtarị.
Aga m apịarịrị ya ụtarị.
I must flog her.
Ị ga-enyerịrị m ego ahụ.
Ị ga-enyerịrị m ego ahụ.
You must give me the money.
Ọ ga-apụrịrị ma ị gba nkịtị.
Ọ ga-apụrịrị ma ị gba nkịtị.
She must leave if you keep quiet.
Ọ ga-emerịrị ihe anyị kwuru.
Ọ ga-emerịrị ihe anyị kwuru.
He must do as we said.
Ndị be ha na-agbarịrị ndụ tupu alụmdi
Ndị be ha na-agbarịrị ndụ tupu alụmdi
Their indigenes always take an oath before marriage.
Obinna, ị ga-alụrịrị m.
Obinna, ị ga-alụrịrị m.
Obinna, you must marry me.
Ọ ga-achọrịrị ụzọ mgbapụ.
Ọ ga-achọrịrị ụzọ mgbapụ.
He must look for a way to escape.
Nne sị na ọ ga-alụrịrị di ọzọ.
Nne sị na ọ ga-alụrịrị di ọzọ.
Mother said that she must marry another husband.
O kwuru na ọ ga-eweterịrị ego ahụ.
O kwuru na ọ ga-eweterịrị ego ahụ.
He said that she must bring the money.