ílì
ilì
Word | ilì |
Definitions | Noun i悔 1.grave; a place dug in the ground for the burial of a corpse |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E gwuru ili ya n'ime ọhịa.
E gwuru ili ya n'ime ọhịa.
His grave was dug inside the bush.
Mmiri na-ezo mgbe ha na-egwu ili ahụ.
Mmiri na-ezo mgbe ha na-egwu ili ahụ.
It was raining when they were digging that grave
Naanị mmadụ abụọ gwuru ili ya.
Naanị mmadụ abụọ gwuru ili ya.
Only two people dug his grave.
Ili nna ha dị n'azụ ụlọ.
Ili nna ha dị n'azụ ụlọ.
Their father's grave is at the backyard.
E tinyere ya m'ime ili na ndụ.
E tinyere ya m'ime ili na ndụ.
He was put into the grave alive.