nwé àgbà
nwe àgbà
Word | nwe àgbà |
Definitions | Active verb 1.to have a say in something; have influence over something; be influential |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye ka Onyeisi nwee agba ebe a?
Onye ka Onyeisi nwee agba ebe a?
Who is greater than the director in having a say here?
E nwere m agba karịa ya.
E nwere m agba karịa ya.
I have more influential than him.
Nwa a ga-enwe agba ma o bido etu a.
Nwa a ga-enwe agba ma o bido etu a.
This child will be influential if he starts this way.
Inwe agba dị mma.
Inwe agba dị mma.
To have influence is good.
Udoka na-enwe agba ma nne ya nọrọ ya.
Udoka na-enwe agba ma nne ya nọrọ ya.
Udoka has a say anytime his mother is around.
O ru na nke m i nwee agba.
O ru na nke m i nwee agba.
When I am involved you become courageous.
Onye na-enyere ya aka enweghị agba n'ụlọakwụkwọ ha.
Onye na-enyere ya aka enweghị agba n'ụlọakwụkwọ ha.
The person assisting him is not influential in the school.
Onye na-enwe agba ka ọ na-achọ.
Onye na-enwe agba ka ọ na-achọ.
A person who is influential is what he is looking for.