Nkọwa okwu logo
Beta

günyé

gụnye

Wordgụnye
Definitions

Active verb

1.include

2.add to something to another by counting; count in

Related Terms
Word Stems

Examples

Gịnị mere ị ji agụnye nke ahụ.

Gịnị mere ị ji agụnye nke ahụ.

Why are you counting that one in?

Anyị na-agụnye ha dịka agadị.

Anyị na-agụnye ha dịka agadị.

We count them in as elderly.

A ga-agụnye mmadụ niile bịara ọgbakọ ahụ.

A ga-agụnye mmadụ niile bịara ọgbakọ ahụ.

Everybody that came for the gathering will be included.

Amaka na-agụnye akara dịka ji.

Amaka na-agụnye akara dịka ji.

Amaka is counting in the beans balls as yam.

Agụnyere m na ndị ga-eje hụ onyiisi.

Agụnyere m na ndị ga-eje hụ onyiisi.

I was counted among those that will go and see the head.

Ị chọrọ ịgụnye ole?

Ị chọrọ ịgụnye ole?

How many do you want count in?

Uche na-agụnye ihe niile.

Uche na-agụnye ihe niile.

Uche counts in everything.

kwúkötá

kwukọta

Wordkwukọta
Definitions

Active verb

1.say all; include all (in a speech)

Related Terms
Word Stems

Examples

Okechi ga-ekwukọta ihe niile.

Okechi ga-ekwukọta ihe niile.

Okechi will say everything.

Ọ ka mma ikwukọta ha ọnụ.

Ọ ka mma ikwukọta ha ọnụ.

It is better to say them together.

Ị na-ekwukọta ha ọnụ, kwuo ha iche iche.

Ị na-ekwukọta ha ọnụ, kwuo ha iche iche.

You are including them all, say them differently.

Ikwukọta ya ugbua ka m mma.

Ikwukọta ya ugbua ka m mma.

To say them all is the best for me.

O kwukọtara ha ọnụ.

O kwukọtara ha ọnụ.

She said everything together.

Ọ na-ekwukọta ya mgbe niile.

Ọ na-ekwukọta ya mgbe niile.

He includes them all everytime.

Adanna kwukọtara ha ọnụ.

Adanna kwukọtara ha ọnụ.

Adanna said them all at once.

Gbaa mbọ kwukọta ha n'ọgbakọ.

Gbaa mbọ kwukọta ha n'ọgbakọ.

Endeavour to say them in the meeting.

Anyị ga-ekwukọta ihe niile ugbua.

Anyị ga-ekwukọta ihe niile ugbua.

We will say everything now.

dényé

denye

Worddenye
Definitions

Active verb

肝角

1.write into; enter by writing; include

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụrụ na I chetara ụbọchi ihe ndi a mere, denye ya ebe ahụ

Ọ bụrụ na I chetara ụbọchi ihe ndi a mere, denye ya ebe ahụ

If you remember the day these incidents occured write them in there

ötų

ọtụ̀

Wordọtụ̀
Definitions

Noun

1.vulva; vagina ;(ọtụ) may sometimes loosely include the anus, when it may be called ọnụ nsị, but strictly the former

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

O nwere mmerụ ahụ n'ọtụ ya

O nwere mmerụ ahụ n'ọtụ ya

She has injury in her virgina

ḿmánüńrí

mmanụnrī

Wordmmanụnrī
Definitions

Noun

1.Oil for cooking, usually palm oil but may also include groundnut oil.

Related Term
Word Stem

Examples

Chika na-ere ezigbo mmanụnri

Chika na-ere ezigbo mmanụnri

Chika sells good palm oil.

Mmanụnri ha zụtara wufuru n'okporoụzọ.

Mmanụnri ha zụtara wufuru n'okporoụzọ.

The palmoil they bought poured on the road.

O chetaghị tinye mmanụnri n' ofe ahụ.

O chetaghị tinye mmanụnri n' ofe ahụ.

She didn't remember to put palmoil in that soup.

Were mmanụnri a sie ofe ahụ.

Were mmanụnri a sie ofe ahụ.

Use this oil to cook that soup.

Mmanụnri a anọteela aka.

Mmanụnri a anọteela aka.

This palm oil has stayed long.

Dọkịta gwara ya erila ihe ọbụla nwere mmanụnri.

Dọkịta gwara ya erila ihe ọbụla nwere mmanụnri.

Doctor told him not to eat anything that has palmoil.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.