nǫchì
nọ̀chì
Word | nọ̀chì |
Definitions | Active verb 帰襟 1.stay to block someone or something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A hụghị m ihu ya nkeọma, ndị nọ n'ihu nọchiri m.
A hụghị m ihu ya nkeọma, ndị nọ n'ihu nọchiri m.
I did not see his face very well, the people in front blocked me.
Nọchie ebe ahụ, ekwela ka ọ pụọ.
Nọchie ebe ahụ, ekwela ka ọ pụọ.
Block that place, don't allow him to leave.
Ị ga-anọchi m ma ị nọrọ ebe ahụ.
Ị ga-anọchi m ma ị nọrọ ebe ahụ.
You will block me if you stay there.
Ego nọchiri m mgbe anyị na-ekiri ejije.
Ego nọchiri m mgbe anyị na-ekiri ejije.
Ego blocked me when we were watching movie.
Achọghị ịnọchi ndi a nọ n'azụ.
Achọghị ịnọchi ndi a nọ n'azụ.
I don't want to block these people at the back.
Ọ ga aka mma inọchi ebe a.
Ọ ga aka mma inọchi ebe a.
It will be better to block here.
Ọ na-anọchị ụzọ oge ọbụla o biliri.
Ọ na-anọchị ụzọ oge ọbụla o biliri.
He blocks our view whenever he stands.