Nkọwa okwu logo
Beta

ímülǫ

imụlọ̀

Wordimụlọ̀
Definitions

Noun

拐家

1.room;

2.bedroom

Related Terms
Word Stems

Examples

Abanyere m n'imụlọ ozugbo.

Abanyere m n'imụlọ ozugbo.

I went into the room immediately.

Biko, mechie ụzọ imụlọ.

Biko, mechie ụzọ imụlọ.

Please, close the room door.

Onye zara imụlọ?

Onye zara imụlọ?

Who swept the room?

Imụlọ gị ruru unyi.

Imụlọ gị ruru unyi.

Your room is dirty.

Ọ na-arahụ ụra n'imụlọ.

Ọ na-arahụ ụra n'imụlọ.

She is sleeping in the bedroom.

Anyị agaghị anọ n'imụlọ a.

Anyị agaghị anọ n'imụlọ a.

We will not stay in this room.

Akwa ndina adịghị n'imụlọ ahụ.

Akwa ndina adịghị n'imụlọ ahụ.

There is no bed in that room.

Imụlọ m buru ibu.

Imụlọ m buru ibu.

My bedroom is big.

Akwa ahụ dị n'imụlọ.

Akwa ahụ dị n'imụlọ.

The cloth is inside the room.

Ọ dị n'imụlọ.

Ọ dị n'imụlọ.

It is in the room.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.