Nkọwa okwu logo
Beta

ímé ḿkpúkè

ime m̄kpūkè

Wordime m̄kpūkè
Definitions

Noun

妊㣐

1.out-of-wedlock pregnancy

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwata nwaanyị a tụtara ime mkpuke.

Nwata nwaanyị a tụtara ime mkpuke.

This young girl is pregnant out of wedlock. .

Di ya nabatara ya na ime mkpuke ya.

Di ya nabatara ya na ime mkpuke ya.

Her husband accepted her with her out-of-wedlock pregnancy.

Nne na nna ya jụrụ ya maka na ọ tụrụ ime mkpuke.

Nne na nna ya jụrụ ya maka na ọ tụrụ ime mkpuke.

Her parents rejected her because she got pregnant out of wedlock.

Ime mkpuke abụghị maka Ada.

Ime mkpuke abụghị maka Ada.

Out-of-wedlock pregnancy is not for Ada.

Ọ tụrụ ime mkpuke tupu ọ lụọ di.

Ọ tụrụ ime mkpuke tupu ọ lụọ di.

She got pregnant out of wedlock before getting married.

Nne ya mụrụ ha n' ime mkpuke.

Nne ya mụrụ ha n' ime mkpuke.

Their mother gaave birth to them through unwanted pregnanccy.

Ịtụ ime mkpuke bụ ihe ihere.

Ịtụ ime mkpuke bụ ihe ihere.

To be pregnant out of wedlock is a shameful thing.

Ụmụ nwaanyị ezinụụlọ ahụ na-atụkarị ime mkpuke.

Ụmụ nwaanyị ezinụụlọ ahụ na-atụkarị ime mkpuke.

The women in that family usually get pregnant out of wedlock.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.