ímē
imē
Word | imē |
Definitions | Noun 拐 1.inside; interior |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akụnna nọ n'ime ụlọ.
Akụnna nọ n'ime ụlọ.
Akunna is inside the house.
Akpa m nọ n'ime ụlọ.
Akpa m nọ n'ime ụlọ.
My bag is inside the house.
Ime ụlọ ahụ amaka.
Ime ụlọ ahụ amaka.
The inside of that house is so beautiful.
O siri n'ime ụlọ ahụ pụta.
O siri n'ime ụlọ ahụ pụta.
He came out from inside that house.
Ọ dabara n'ime olulu.
Ọ dabara n'ime olulu.
It fell inside the ditch.
ímé
ime
Word | ime |
Definitions | Noun 妊 1.pregnancy |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ime ya eruola.
Ime ya eruola.
Her pregnancy is due.
Nwaanyị dị ime kwesiri ina-eri ezigbo nri.
Nwaanyị dị ime kwesiri ina-eri ezigbo nri.
A pregnant woman is supposed to be eating good food.
Ada dị ime nwa nke abụọ ya.
Ada dị ime nwa nke abụọ ya.
Ada is pregnant for her second child.
mé
me
Word | me |
Definitions | Active verb 壊 1.do; make 2.happen |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ọ na-ekwu maka ya mere ọtụtụ afọ gara aga.
Ihe ọ na-ekwu maka ya mere ọtụtụ afọ gara aga.
What she is talking about happened several years ago.
A chọrọ m ime ihe ọ si m mee.
A chọrọ m ime ihe ọ si m mee.
I want to do what he asked me do.
ǹkwúsárá
ǹkwusara
Word | ǹkwusara |
Definitions | Noun 寏鋭㡣鮮 1.a speech to a person who is not present or to a personified object; an apostrophe |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Nkwusara bụ atụmatụokwu doro m anya.
Nkwusara bụ atụmatụokwu doro m anya.
Apostrophe is a figure of speech I am good at.