mà
mà
Word | mà |
Definitions | Active verb 肩 1.measure ( especially quantity of grains or powder) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwaanyị ahụ mara garị o resiri m ọfụma.
Nwaanyị ahụ mara garị o resiri m ọfụma.
That woman measured the garri she sold to me properly.
Ada ga-ama agwa ahụ n'ihu gị.
Ada ga-ama agwa ahụ n'ihu gị.
Ada will measure that beans in your presence.
Achọghị m ịma osikapa ahụ ọzọ.
Achọghị m ịma osikapa ahụ ọzọ.
I do not want to measure that rice again.
Ejikwala efere ahụ maa agwa ahụ.
Ejikwala efere ahụ maa agwa ahụ.
Don't use that plate to measure that beans.
Gịnị mere ị ji ama ọka ahụ ọzọ.
Gịnị mere ị ji ama ọka ahụ ọzọ.
Why are you measuring that corn again.
má
ma
Word | ma |
Definitions | Active verb 件 1.throw something especially after aiming 2.stab 3.leap; jump; vault 4.fall as a choice among others |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Maa ya okwute.
Maa ya okwute.
Throw stone at him.
Ọ mara ya akpụ.
Ọ mara ya akpụ.
He knotted it tight.
A mara iwu a n'afọ ise gara aga.
A mara iwu a n'afọ ise gara aga.
This law was made five years ago.
Onye ohi ahụ mara mgbidi ka ndị uweojii na-achụ ya ọsọ.
Onye ohi ahụ mara mgbidi ka ndị uweojii na-achụ ya ọsọ.
The thief leaped over the wall while he was being chased by the police.
Ọ na-ama akwa ahụ nke ọma.
Ọ na-ama akwa ahụ nke ọma.
She is tying that wrapper well.
A mara ya ube n'agịrịga.
A mara ya ube n'agịrịga.
He was stabbed with a spear in the rib.
Ileta ha mara m.
Ileta ha mara m.
The responsibility to take care of them fell on me.
Ọ na-ama ụkwụ ma ọ na-aga ije.
Ọ na-ama ụkwụ ma ọ na-aga ije.
He leaps while walking.
Ọ ka mma ịma ya ụra.
Ọ ka mma ịma ya ụra.
It is better to slap him.
Ha ga-ama aja.
Ha ga-ama aja.
They will jump the fence.
Maa agwọ ahụ okwute!
Maa agwọ ahụ okwute!
Throw stone at the snake.
má
ma
Word | ma |
Definitions | Passive verb 丸 1.know; be aware or have knowledge of |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ ma akwụkwọ.
Ọ ma akwụkwọ.
She is book smart.
Anyị ga-ama mpụtara ya echi.
Anyị ga-ama mpụtara ya echi.
We will know the outcome tomorrow.
Achọrọ m ịma ma o ji ego bịa.
Achọrọ m ịma ma o ji ego bịa.
I want to know if he came with money.
Mara ihe.
Mara ihe.
Be smart.
Ọ ma agụ elekere.
Ọ ma agụ elekere.
He knows how to count time.
Ndị ma ihe agwụla.
Ndị ma ihe agwụla.
The intelligent ones have finished.
Onye sị na ị ga-ama akwụkwọ?
Onye sị na ị ga-ama akwụkwọ?
Who said you will be intelligent?
Eche m na ị na-ama akwụkwọ.
Eche m na ị na-ama akwụkwọ.
I thought you are intelligent.
Ọ dị mma ịma ihe.
Ọ dị mma ịma ihe.
It is good to be intelligent.
má
ma
Word | ma |
Definitions | Active verb 1.know; be aware of |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịma ka o mere.
Achọrọ m ịma ka o mere.
I want to know how he is doing.
Mara na nke a bụ nke m.
Mara na nke a bụ nke m.
Know that this one is mine.
Ọ ma na ejighi m ego.
Ọ ma na ejighi m ego.
He knows that i do not have money.
Anyị ga-ama ihe mere na mgbede.
Anyị ga-ama ihe mere na mgbede.
We shall know what happened in the evening.
éfù
efù
Word | efù |
Definitions | Nominal Modifier 1.ordinary; mere 2.vain; useless; meaningless; for nothing; waste |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ife aka efu ga-akpalite mgbaama.
Ife aka efu ga-akpalite mgbaama.
A mere wave of the hand will trigger the alarm.
Ekwela ka ndọlị gị niile bụrụ n'efu.
Ekwela ka ndọlị gị niile bụrụ n'efu.
Don't let all your struggle to be in vain.
Mgbali Emeka izọ ndụ nwunye ya abụrụla n'efu.
Mgbali Emeka izọ ndụ nwunye ya abụrụla n'efu.
All Emeka's efforts to save his wife's life are in vain.
Uwa bu ihe efu.
Uwa bu ihe efu.
The world is nothing.
Onye nzuzu na-ekpe ekpere n'efu.
Onye nzuzu na-ekpe ekpere n'efu.
A fool prays in vain.