gósí
gosi
Word | gosi |
Definitions | Active verb 徐 1.show; illustrate |
Variations | gosị |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O gosiri m akpa ya.
O gosiri m akpa ya.
He showed me his bag.
Ọ na-egosi ha ụlọ ya.
Ọ na-egosi ha ụlọ ya.
He is showing them his house.
Gịnị ka ọ na-egosi?
Gịnị ka ọ na-egosi?
What is it showing?
Anyị ga-egosi ha na anyị ka ha agba bọọlụ.
Anyị ga-egosi ha na anyị ka ha agba bọọlụ.
We will show them that we play soccer better than them.
Gịnị mere o ji egosi ya ihe ahụ?
Gịnị mere o ji egosi ya ihe ahụ?
Why is he showing him that?
Ọ chọrọ igosi m ụzọ.
Ọ chọrọ igosi m ụzọ.
She wants to give me the road direction.
Gosi m onye tiri gị ihe.
Gosi m onye tiri gị ihe.
Show me who beat you.
Gosi m ụzọ.
Gosi m ụzọ.
Show me the road.
Ọ na-egosi m akwụkwọ ahụ oge ọbụla.
Ọ na-egosi m akwụkwọ ahụ oge ọbụla.
He shows me that book all the time.
má àtų
mā àtụ̀
Word | mā àtụ̀ |
Definitions | Active verb 件固 1.illustrate; show example |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onyenkuzi anyị na-ama atụ udị anụmaanụ ọ na-ekwu maka ya.
Onyenkuzi anyị na-ama atụ udị anụmaanụ ọ na-ekwu maka ya.
Our teacher is illustrating the type of animal he is talking about.