ílì
ilì
Word | ilì |
Definitions | Noun i悔 1.grave; a place dug in the ground for the burial of a corpse |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E gwuru ili ya n'ime ọhịa.
E gwuru ili ya n'ime ọhịa.
His grave was dug inside the bush.
Mmiri na-ezo mgbe ha na-egwu ili ahụ.
Mmiri na-ezo mgbe ha na-egwu ili ahụ.
It was raining when they were digging that grave
Naanị mmadụ abụọ gwuru ili ya.
Naanị mmadụ abụọ gwuru ili ya.
Only two people dug his grave.
Ili nna ha dị n'azụ ụlọ.
Ili nna ha dị n'azụ ụlọ.
Their father's grave is at the backyard.
E tinyere ya m'ime ili na ndụ.
E tinyere ya m'ime ili na ndụ.
He was put into the grave alive.
lì
lì
Word | lì |
Definitions | Active verb 悔 1.bury |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-eli nwaanyị ahụ nwụrụ anwụ echi.
A ga-eli nwaanyị ahụ nwụrụ anwụ echi.
That woman that died will be buried tomorrow.
Mechie ọnụ! A na-eli mmadụ.
Mechie ọnụ! A na-eli mmadụ.
Shut up! Somebody is being buried.
Uju, lie ya ebe a.
Uju, lie ya ebe a.
Uju, bury it here.
Ili mmadụ bụ ọrụ ya.
Ili mmadụ bụ ọrụ ya.
Burying is his profession
O liri nna ya izu gara aga.
O liri nna ya izu gara aga.
He buried his father last week.
ìrí
ìri
Word | ìri |
Definitions | Number 十 1.ten |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
M ga-eji ọkụkọ iri tụọ mmamma n'ụlụụka.
M ga-eji ọkụkọ iri tụọ mmamma n'ụlụụka.
I will ten chickens for thanksgiving in the church.
Achọrọ m naanị mmadụ iri.
Achọrọ m naanị mmadụ iri.
I need only ten persons.
Mkpịsịaka m dị iri.
Mkpịsịaka m dị iri.
My fingers are ten.
Ise e tinyere ise ga-enye gị iri.
Ise e tinyere ise ga-enye gị iri.
Five plus five will give you ten