Nkọwa okwu logo
Beta

kwü

kwụ

Wordkwụ
Definitions

Active verb

1.be affixed; be plugged

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Biko kwụ ihe ahụ n'ọkụ ka anyị pụọ.

Biko kwụ ihe ahụ n'ọkụ ka anyị pụọ.

Please plug that thing to electric power let's go.

Ọ na-akwụ ihe na ntị.

Ọ na-akwụ ihe na ntị.

She plugs something in her ear.

Ya kwụrụ ebe ahụ. Ohere adịghị ebe a.

Ya kwụrụ ebe ahụ. Ohere adịghị ebe a.

Let it be plugged there. There is no chance here.

Ebe m na-akwụ ekwenti m n'ọkụ emebiela.

Ebe m na-akwụ ekwenti m n'ọkụ emebiela.

Where I usually plug my phone to electric has spoilt.

kwü

kwụ

Wordkwụ
Definitions

Active verb

1.pay

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A kwụrụ m ya naịra iri abụọ.

A kwụrụ m ya naịra iri abụọ.

I paid her two hundred naira.

Ego ole ka unu na-akwụ?

Ego ole ka unu na-akwụ?

How much are you paying?

Ọ ga-akwụ puku naịra ise.

Ọ ga-akwụ puku naịra ise.

She will pay five thousand naira.

Kwụọ ụgwọ gị!

Kwụọ ụgwọ gị!

Pay your debt!

Ọ gara ịkwụ ego ahụ.

Ọ gara ịkwụ ego ahụ.

She went to pay that money.

kwú

kwu

Wordkwu
Definitions

Active verb

1.say; speak

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akụnna, kwuo ihe ị nụrụ.

Akụnna, kwuo ihe ị nụrụ.

Akunna, say what you heard.

Ọ bụghị oge niile ka ị ga na-ekwu okwu.

Ọ bụghị oge niile ka ị ga na-ekwu okwu.

You should not be talking all the time.

Ihe a ị na-ekwu ugbua enweghị isi.

Ihe a ị na-ekwu ugbua enweghị isi.

This thing you are saying now, is not necessary.

O kwuru ọtụtụ ihe dị mkpa.

O kwuru ọtụtụ ihe dị mkpa.

He said so many important things.

Ọ na-ekwu ọtụtụ okwu.

Ọ na-ekwu ọtụtụ okwu.

She talks alot.

Kwuo ya etu ọdị.

Kwuo ya etu ọdị.

Say it the way it is.

kwü

kwụ

Wordkwụ
Definitions

Passive verb

1.be on the feet in an upright position, especially in a still manner; stand

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị na-akwụ ebe a eche ụgbaala.

Anyị na-akwụ ebe a eche ụgbaala.

We stand here to wait for cars.

Ọ ga-akwụ n'ezi ruo mgbe a ga-agbasa ụka.

Ọ ga-akwụ n'ezi ruo mgbe a ga-agbasa ụka.

He will stand outside till when the service will dismiss.

íbè

ibè

Wordibè
Definitions

Noun

1.mate; fellow

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị ibe m nọ ebe ahụ ugbua.

Ndị ibe m nọ ebe ahụ ugbua.

My mates are there now.

Ibe m na-arụzị ọrụ ugbu a.

Ibe m na-arụzị ọrụ ugbu a.

My mates are working now.

Ibe m agụchaala.

Ibe m agụchaala.

My mates have graduated.

ǫgbö

ọ̀gbọ

Wordọ̀gbọ
Definitions

Noun

1.a person of the same age or belonging to the same age group; age mate ​

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.

Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.

Come with your peers.

I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?

I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?

Do you think both of us are mates?

Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.

Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.

Don't follow your age mates to exhibit this bad behaviour.

Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.

Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.

Our mates have a meeting today.

Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.

Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.

It was our age mate they invited.

Kedụ aha ọgbọ unu?

Kedụ aha ọgbọ unu?

What is the name of your age grade?

Ọgbọ anyị nwere ego.

Ọgbọ anyị nwere ego.

Our age grade is rich.

Ọ bụ onye ọgbọ m.

Ọ bụ onye ọgbọ m.

He is my age mate.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.