ìkùkù
ìkùkù
Word | ìkùkù |
Definitions | Noun 1.wind; air; breeze |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ikuku na-eku.
Ikuku na-eku.
The wind is blowing.
Ikuku anyị na-ekuru ka anyị ji adị ndụ.
Ikuku anyị na-ekuru ka anyị ji adị ndụ.
We live because of the air we breathe.
Ìkùkù buuru elu ụ̀lọ̀ ha.
Ìkùkù buuru elu ụ̀lọ̀ ha.
The wind blew off the roof of their house.
Achọrọ m ịnata ikuku.
Achọrọ m ịnata ikuku.
I want to get fresh air.
Ikuku anaghị eku.
Ikuku anaghị eku.
The wind is not blowing.
Ikuku kusara ihe anyị kpọsara n'ezi.
Ikuku kusara ihe anyị kpọsara n'ezi.
Breeze blew away what we spread outside.
Ikuku a na-eju ahụ m oyi.
Ikuku a na-eju ahụ m oyi.
This air is cooling my body.
Nke a ikuku na-eku etu a, ọ dịka mmiri chọ izo.
Nke a ikuku na-eku etu a, ọ dịka mmiri chọ izo.
This one the breeze is blowing like this, it seems it wants to rain.
Ọ bụ nnukwu ikuku ahụ kuturu ụlọ a.
Ọ bụ nnukwu ikuku ahụ kuturu ụlọ a.
It was that heavy breeze that fell this building.
Nnukwu ikuku ga-akwatunwu ukwu osisi.
Nnukwu ikuku ga-akwatunwu ukwu osisi.
Heavy breeze can fall a tree.