Beta

ìkpéázü

ìkpeāzụ̄

Wordìkpeāzụ̄
Definitions

Nominal Modifier

寅kp遇暇

1.last; final; end

Variationsìkpeāzụ̄
Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụm okpu m nke m na-achọ na izu ụka gara aga

Ahụrụm okpu m nke m na-achọ na izu ụka gara aga

I saw the cap I was looking for last week

Anyị ga-emeri na nke ikpeazụ a.

Anyị ga-emeri na nke ikpeazụ a.

We will win in this last one.

N'ikpeazụ, gbaanụ mbọ bịa n'oge.

N'ikpeazụ, gbaanụ mbọ bịa n'oge.

Lastly, try and come early.

Onye bụ onye ikpeazụ bịara ebe a?

Onye bụ onye ikpeazụ bịara ebe a?

Who was the last person that came here?

Gwa ha okwu ikpeazụ gị.

Gwa ha okwu ikpeazụ gị.

Speak to them your final words.

Amaka bịara n'ikpeazụ.

Amaka bịara n'ikpeazụ.

Amaka came at last.

Ọ gbara onye nke ikpeazụ na klaasị.

Ọ gbara onye nke ikpeazụ na klaasị.

He came last in the class.

Abụ m onye ikpeazụ labara.

Abụ m onye ikpeazụ labara.

I was the last to go to bed.

ìkpèázü

ìkpèazụ̄

Wordìkpèazụ̄
Definitions

Noun

1.the last thing

Variationsikpe azụ
Related Terms
Word Stems

Examples

Bịa lee ihe ikpeazụ ị ga-eme.

Bịa lee ihe ikpeazụ ị ga-eme.

Come and see the last thing you will do.

O kwuru gbasara emume ikpeazụ.

O kwuru gbasara emume ikpeazụ.

He talked about the last ceremony.

Amadị ga-ekwu okwu ikpeazụ.

Amadị ga-ekwu okwu ikpeazụ.

Amadị will give the last speech.

Nri a bụ nri ikpeazụ n'ụbọchị.

Nri a bụ nri ikpeazụ n'ụbọchị.

This meal is the last meal for the day.

Nye ya ego ikpeazụ i nwere.

Nye ya ego ikpeazụ i nwere.

Give him the last money you have.

Ada ma onye ikpeazụ batara ebe a.

Ada ma onye ikpeazụ batara ebe a.

Ada knows the last person that entered here.

ǫgwügwü

ọ̀gwụgwụ

Wordọ̀gwụgwụ
Definitions

Noun

寊強強

1.ending, end; finishing; the fact that something ended or is ending

Related Terms
Word Stems

Examples

Ihe ọbụla nwere mbido ga-enwe ọgwụgwụ.

Ihe ọbụla nwere mbido ga-enwe ọgwụgwụ.

Whatever that has a beginning will have an end.

Ọ ga-amasị m ịhu ọgwụgwụ ihe isiike n'obodo m.

Ọ ga-amasị m ịhu ọgwụgwụ ihe isiike n'obodo m.

I will like to see an end to hardship in my country.

Anyị bi n'ọgwụgwụ oge.

Anyị bi n'ọgwụgwụ oge.

We live in the end time.

Ị ga-aghọta ihe a ma o ruo n'ọgwụgwụ ya.

Ị ga-aghọta ihe a ma o ruo n'ọgwụgwụ ya.

You will understand this thing when it get to the ending.

Kedụ etu ọgwụgwụ ya dị?

Kedụ etu ọgwụgwụ ya dị?

How is its ending?

Ọgwụgwụ ya na-atọ ọchị.

Ọgwụgwụ ya na-atọ ọchị.

The ending is funny.

O nweghị ihe ha mere n'ọgwụgwụ.

O nweghị ihe ha mere n'ọgwụgwụ.

They did not do anything in the end.

Ọgwụgwụ ya ka dị anyị.

Ọgwụgwụ ya ka dị anyị.

The end is still far.

Achọghị ịhụ ọgwụgwụ ya.

Achọghị ịhụ ọgwụgwụ ya.

I do not want to see its ending.

Ọgwụgwụ ya dị mma.

Ọgwụgwụ ya dị mma.

Its ending is good.

ńgwüchá

ngwụcha

Wordngwụcha
Definitions

Noun

㮗強選

1.end

Related Terms
Word Stems

Examples

Ngwụcha ya tụrụ m n'anya.

Ngwụcha ya tụrụ m n'anya.

The end surprised me

Anyị amaghị na ngwụcha ekpere anyị ga-abụ echi.

Anyị amaghị na ngwụcha ekpere anyị ga-abụ echi.

We didn't know that the end of our of prayer will be tommorow.

Anyị ruo na ngwụcha, anyị anachita.

Anyị ruo na ngwụcha, anyị anachita.

When we get to the end, we will come back.

Ọ ga-abịa ebe a na ngwụcha afọ.

Ọ ga-abịa ebe a na ngwụcha afọ.

She will come here at the ending of the year.

Ahụrụ m ya na ngwụcha.

Ahụrụ m ya na ngwụcha.

I saw it at the end.

Ndị dị na ngwụcha hiri nne.

Ndị dị na ngwụcha hiri nne.

The ones at the end are many.

Tinye ya na ngwụcha.

Tinye ya na ngwụcha.

Put it at the end.