ìkíríükwü
ìkiriụkwụ̄
Word | ìkiriụkwụ̄ |
Definitions | Noun 1.heel (of the leg) |
Variations | ìkiri ụkwụ̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọnya mere ya n'ikiriụkwụ.
Ọnya mere ya n'ikiriụkwụ.
He has a wound on the heel.
Ikiriụkwụ ya ruru unyi.
Ikiriụkwụ ya ruru unyi.
His heels are dirty.
A pịara ya ụtarị n'ikrirụkwụ.
A pịara ya ụtarị n'ikrirụkwụ.
He was flogged on the heels.
Ikiri ụkwụ ya anaghị emetụ n'ala ma ọ na-aga ije.
Ikiri ụkwụ ya anaghị emetụ n'ala ma ọ na-aga ije.
His heels doesn't touch the ground while he is walking.
Ikiriụkwụ ya buru ibu.
Ikiriụkwụ ya buru ibu.
Her heels are big.
Ụgụrụ agbawaala ikiri ụkwụ ya.
Ụgụrụ agbawaala ikiri ụkwụ ya.
Harmattan has broken her heels.
ìkìlìükwü
ìkìlìụkwụ̄
Word | ìkìlìụkwụ̄ |
Definitions | Noun 診扱 1.heel; the hind part of the foot |
Variations | ìkìlì ụkwụ̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chizọba na-echi ikilụkwụ ya nkume mgbe ọbụla ọ na-asa ahụ.
Chizọba na-echi ikilụkwụ ya nkume mgbe ọbụla ọ na-asa ahụ.
Chizoba uses scrubs her heels with pumice stone whenever she is having a bath.
Ụgụrụ gbawara ikiliụkwụ m.
Ụgụrụ gbawara ikiliụkwụ m.
The harmattan cracked my heels.
O ji ikiliụkwụ ya zọwaa akwa ahụ.
O ji ikiliụkwụ ya zọwaa akwa ahụ.
He used his heel to break that egg.
Ikiliụkwụ ya na-ada ụda mgbe ọbụla ọ na-aga ije.
Ikiliụkwụ ya na-ada ụda mgbe ọbụla ọ na-aga ije.
His heels make sounds every time he is walking.
Ikiliụkwụ ya ruru unyi.
Ikiliụkwụ ya ruru unyi.
Her heels are dirty.
Ọnya mere m n'ikilụkwụ.
Ọnya mere m n'ikilụkwụ.
I have a wound on the heel.
Ikilụkwụ gị na-eme mkpọtụ.
Ikilụkwụ gị na-eme mkpọtụ.
Your heels are making noise.
Tee ude n'ikilụkwụ gị.
Tee ude n'ikilụkwụ gị.
Rub pomade on your heels.
öbųükwü
ọbụ̀ụkwụ̄
Word | ọbụ̀ụkwụ̄ |
Definitions | Noun 戴扱 1.sole of foot |
Variations | Ọbaụkwụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Amaghị m na a na-ete ude n'ọbụụkwụ.
Amaghị m na a na-ete ude n'ọbụụkwụ.
I do not know that cream can be applied to the sole of the feet.
Obụụkwụ m zara aza.
Obụụkwụ m zara aza.
The sole of my feet is swollen.
Ọbụụkwụ ya sara mbara.
Ọbụụkwụ ya sara mbara.
The sole of her feet is wide.
Ugo merụrụ ahụ n'ọbụụkwụ ya.
Ugo merụrụ ahụ n'ọbụụkwụ ya.
Ugo sustained injury on the sole of her feet.