ìkìrì
ìkìrì
Word | ìkìrì |
Definitions | Noun 1.galago; bush baby 2.(slang) a smart person, especially street-smart; a clever person |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na m anụ akwa ikiri
A na m anụ akwa ikiri
I can hear the bush baby crying
Nwanne, ị bụ ajọ ikiri.
Nwanne, ị bụ ajọ ikiri.
Bro, you are such a clever person.
Nwata ahụ tiri mkpu mgbe ọ hụrụ ikiri
Nwata ahụ tiri mkpu mgbe ọ hụrụ ikiri
That child shouted when he saw bush baby.
Ikiri bụ ajọ anụ.
Ikiri bụ ajọ anụ.
Bush baby is a dangerous animal.
kírí
kiri
Word | kiri |
Definitions | Active verb 1.watch [for instance a movie] |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọghị m ikiri nke ahụ.
Achọghị m ikiri nke ahụ.
I don't want to watch that one.
O kiriri ihe onyoonyo ụnyaahụ,
O kiriri ihe onyoonyo ụnyaahụ,
He watched the television yesterday.
Enuma kiri bọọlụ ndị Pọtụgal na Fransị
Enuma kiri bọọlụ ndị Pọtụgal na Fransị
Enuma watched the match between Portugal and France.
Anyị ga-ekiri ihe ha ga-eme echi.
Anyị ga-ekiri ihe ha ga-eme echi.
We will watch what they will do tomorrow.
Anyị na-ekiri mmọnwụ.
Anyị na-ekiri mmọnwụ.
We are watching masquerade.