kéchí
kechi
Word | kechi |
Definitions | Active verb 乙襟 1.close by tying; knot |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A ga-ekechi ya nke ọma ka o nwee ike ịbanye.
A ga-ekechi ya nke ọma ka o nwee ike ịbanye.
It will be knotted well so that it can enter.
Ọ chọrọ ikechi ya ozugbo.
Ọ chọrọ ikechi ya ozugbo.
She wants to tie it immediately.
Ọ na-ekechi ya okpotokpo.
Ọ na-ekechi ya okpotokpo.
He is tying it in big lump.
Kechie ya ọfụma.
Kechie ya ọfụma.
Knot it very well.
Ọ ga-ekechi ya.
Ọ ga-ekechi ya.
He will knot it.
Ha na-ekechi ya.
Ha na-ekechi ya.
They are knotting it.
Íkéchúkwú
Ikechukwu
Word | Ikechukwu |
Definitions | Noun 1.the power of God 2.male name |
Variations | Ike Chukwu |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aha ọkpara m bụ Ikechukwu.
Aha ọkpara m bụ Ikechukwu.
My first son's name is Ikechukwu.
Lee akwa Ikechukwu.
Lee akwa Ikechukwu.
See Ikechukwu's cloth.
Ikechukwu bịara ebe a.
Ikechukwu bịara ebe a.
Ikechukwu came here.
Ike mmadụ erughi ka ike Chukwu.
Ike mmadụ erughi ka ike Chukwu.
Man's power is not equal as God's power.
Ike Chukwu karịrị ike ekwensu.
Ike Chukwu karịrị ike ekwensu.
The power of God is greater than the devil
Aha nwa mbụ m bụ Ikechukwu.
Aha nwa mbụ m bụ Ikechukwu.
My first child's name is Ikechukwu.