íkéögwügwü
ikeọ̄gwụ̄gwụ̄
| Word | ikeọ̄gwụ̄gwụ̄ |
| Definitions | Noun 果寊強強 1.tiredness; exhaustion; fatigue |
| Variations | ike ọ̄gwụ̄gwụ̄ |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
O bidoro inwe ikeọgwụgwụ mgbe ọ gbọchara agbọ.
O bidoro inwe ikeọgwụgwụ mgbe ọ gbọchara agbọ.
He started having tiredness after vomitting.
Ikeọ̄gwụ̄gwụ̄ mere na o soghị rie nri.
Ikeọ̄gwụ̄gwụ̄ mere na o soghị rie nri.
She did not eat out of tiredness.
Ikeọgwụgwụ ekweghi m mara ihe m na-eme.
Ikeọgwụgwụ ekweghi m mara ihe m na-eme.
Tiredness didn't allow me know what I am doing.
N'ihi ikeọ̄gwụ̄gwụ̄, ụra buuru ya.
N'ihi ikeọ̄gwụ̄gwụ̄, ụra buuru ya.
Because of tiredness, he slept off.
Ikeọgwụgwụ ekweghị ọtụtụ n'ime anyị bilie n'oge.
Ikeọgwụgwụ ekweghị ọtụtụ n'ime anyị bilie n'oge.
Many of us did not wake up early out of tiredness.
Ọ nọ na nnukwu ikeọgwụgwụ.
Ọ nọ na nnukwu ikeọgwụgwụ.
She is fagged out.
Gịnị mere ya ikeọgwụgwụ?
Gịnị mere ya ikeọgwụgwụ?
What is the cause of her tiredness?
Iri oke nri na-ebute ikeọgwụgwụ.
Iri oke nri na-ebute ikeọgwụgwụ.
Over eating causes tiredness.