Nkọwa okwu logo
Beta

íjì

ijì

Wordijì
Definitions

Noun

寃縦

1.river overflow ; flood (river)

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Mmili na-erughalị azụ

Mmili na-erughalị azụ

The water is flowing backwards (i.e. becomes sluggish)

Iji Mmiri Naịja na-akwa kwa afọ.

Iji Mmiri Naịja na-akwa kwa afọ.

Flood from the River Niger occurs yearly.

atịta

atịta

loud bubbles in the river

íjíjí

ijījī

Wordijījī
Definitions

Noun

善善

1.housefly

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ijiji na anwụnta abụghị otu ihe.

Ijiji na anwụnta abụghị otu ihe.

Housefly and mosquito is not the same thing.

Ijiji na-eyi ọtụtụ akwa.

Ijiji na-eyi ọtụtụ akwa.

House fly lays a lot of eggs.

Ijiji na-ebe na nri Akụnna.

Ijiji na-ebe na nri Akụnna.

A housefly is perching on Akunna's food.

Ijiji na-ebu ọrịa.

Ijiji na-ebu ọrịa.

House fly transmits disease.

Ijiji anaghị ata ata.

Ijiji anaghị ata ata.

Houseflies do not bite.

Were azịza a pịagbuo ijiji ahụ.

Were azịza a pịagbuo ijiji ahụ.

Use this broom to kill that housefly.

jí

ji

Wordji
Definitions

Active verb

1.bend like it is about to break; weary such that it can't stand straight anymore, especially limbs and joints

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O jiri ejiji di ka onyeagha.

O jiri ejiji di ka onyeagha.

He is dressed like a soldier.

Ụkwụ jiri m maka ije anyị gara.

Ụkwụ jiri m maka ije anyị gara.

My legs became weary due to the walk we had.

A na-eji aka eri ụtara.

A na-eji aka eri ụtara.

Fufu is eaten with the hand.

Ụkwụ jiri m maka ije anyị gara.

Ụkwụ jiri m maka ije anyị gara.

My legs have became weary due to the walk we had.

jì

Wordjì
Definitions

Active verb

1.be in possession of; hold

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Udoka ji ego anyị.

Udoka ji ego anyị.

Udoka is in possession of our money.

Emeka ji ekwentị gị.

Emeka ji ekwentị gị.

Emeka is in possession of your mobile phone.

M ji ya aka.

M ji ya aka.

I am holding it.

Nne ga-eji ya.

Nne ga-eji ya.

My mother will hold it.

Jiri ya ma ị bịawa echi

Jiri ya ma ị bịawa echi

Hold it while coming tomorrow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.