Nkọwa okwu logo
Beta

ìhìè

ìhìè

Wordìhìè
Definitions

Noun

1.the agent of sight and visibility; light

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

There is no light where you are going.

N'ụtụtụ, ihie na-abịa.

N'ụtụtụ, ihie na-abịa.

In the morning, light comes.

Anyanwụ na-enye anyị ihie.

Anyanwụ na-enye anyị ihie.

The sun gives us light.

Ọrụ a niile anyị na-arụ ga-apụta ihie n'ọdịniihu.

Ọrụ a niile anyị na-arụ ga-apụta ihie n'ọdịniihu.

All of this work we are doing will come to light in future.

Nna ya kpọchiri n'ime ụlọ ebe ihie adịghị.

Nna ya kpọchiri n'ime ụlọ ebe ihie adịghị.

His father locked him inside the house where there is no light.

Ndị nọ na nga anaghị ahụ ihie oge niile.

Ndị nọ na nga anaghị ahụ ihie oge niile.

People in prison do not see light all the time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.