Nkọwa okwu logo
Beta

íhérē

iherē

Wordiherē
Definitions

Noun

1.shame; shyness; reserve

Variationsifelē
Related Term
Word Stem

Examples

Ihere ekweghị ya eri nri.

Ihere ekweghị ya eri nri.

Shame did not allow him to eat.

Adanne bụ onye ihere.

Adanne bụ onye ihere.

Adanne is a shy person

Ihere ga-abụ nke ya ma ọ daa.

Ihere ga-abụ nke ya ma ọ daa.

Shame will be his own (portion) if he fails.

Ejighi m ihere mara Chika.

Ejighi m ihere mara Chika.

I don't know Chika for being shy.

Amara mere ihere mgbe di ya susuru ya.

Amara mere ihere mgbe di ya susuru ya.

Amara was shy when her husband kissed her.

Ihere na-eme m.

Ihere na-eme m.

I am shy.

Onye na-eme ihere?

Onye na-eme ihere?

Who is feeling shy?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.