Nkọwa okwu logo
Beta

ḿkpà

mkpà

Wordmkpà
Definitions

Noun

1.pressure; need; difficulty; necessity; something pressing

2.challenge; problem

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ka Chukwu gboro gị mkpa gị n'oge na adịghị anaya.

Ka Chukwu gboro gị mkpa gị n'oge na adịghị anaya.

May God solve your need in no distant time.

Ejide ibe ji na aka, asaa agụụ okwu

Ejide ibe ji na aka, asaa agụụ okwu

When you have a piece of yam in your hands, you can then reply hunger

A hụ ihe karịrị ubi, ere ọba ji

A hụ ihe karịrị ubi, ere ọba ji

When you see something greater than the farm, you sell the barn

Ihe bụ mkpa m ugbu a bụ ego.

Ihe bụ mkpa m ugbu a bụ ego.

What I need now is money.

Chukwu ga-egboro gị mkpa gị.

Chukwu ga-egboro gị mkpa gị.

God will solve your problems.

Ọ nọ na nnukwu mkpa.

Ọ nọ na nnukwu mkpa.

He is in a great difficulty.

Achọrọ m ịhụ ndị niile nọ na mkpa.

Achọrọ m ịhụ ndị niile nọ na mkpa.

I want to see everybody in need/difficulty/

ńsògbú

nsògbu

Wordnsògbu
Definitions

Noun

1.trouble; problem; disturbance

2.challenge; set back

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

That sickness gave him a lot of problem.

Anyị nọ na nsogbu.

Anyị nọ na nsogbu.

We are in trouble.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

God, please do not let trouble come upon me.

Achọghị m nsogbu, biko.

Achọghị m nsogbu, biko.

I do not want trouble, please.

Enyela m nsogbu.

Enyela m nsogbu.

Don't give me troubles.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike had a challenge at his work place today.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Her children gave me trouble today.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

If you disturb, you will be chased outside.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

Children that disturb are flogged.

Onye na-enye anyị nsogbu?

Onye na-enye anyị nsogbu?

Who is disturbing us?

Enyekwala m nsogbu.

Enyekwala m nsogbu.

Do not disturb me.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

He was too troublesome at childhood.

ǫnwųnwà

ọ̀nwụ̀nwà

Wordọ̀nwụ̀nwà
Definitions

Noun

寋色色

1.temptation; challenges

Related Term
Word Stem

Examples

Anụ a dị na ngịga bụ ọnwụnwa nye m.

Anụ a dị na ngịga bụ ọnwụnwa nye m.

The meat in the iron basket is temptation to me.

Kedụ ụdị ọnwụnwa dị ihe a?

Kedụ ụdị ọnwụnwa dị ihe a?

What type of temptation is this?

Ọnwụnwa na-abịara ma ndị ezigbo mmadụ na ndị ajọ mmadụ.

Ọnwụnwa na-abịara ma ndị ezigbo mmadụ na ndị ajọ mmadụ.

Temptation comes to both good people and bad people.

Ọnwụnwa bịa ọ dịka ụwa agwụla.

Ọnwụnwa bịa ọ dịka ụwa agwụla.

When temptation comes, it will seem as if it's the end of the world

Ọnwụnwa akarịala.

Ọnwụnwa akarịala.

Temptation is too much.

Ejikwala maka ọnwụnwa a ghara ifezi Chukwu.

Ejikwala maka ọnwụnwa a ghara ifezi Chukwu.

Do not stop worshipping God because of this temptation.

Ọnwụ nwa ya ahụ bụụrụ ezigbo ọnwụnwa.

Ọnwụ nwa ya ahụ bụụrụ ezigbo ọnwụnwa.

The death of that her child is a real temptation to her.

O nweghị onye chọrọ ụdị ọnwụnwa a.

O nweghị onye chọrọ ụdị ọnwụnwa a.

Nobody wants this kind of temptation.

Enwere m ọnwụnwa dị iche iche ugbu a.

Enwere m ọnwụnwa dị iche iche ugbu a.

I have different challenges now.

Chineke, gbopụrụ m ọnwụnwa a.

Chineke, gbopụrụ m ọnwụnwa a.

God, wade this temptation away from me.

Ihe a bụụrụ m ọnwụnwa.

Ihe a bụụrụ m ọnwụnwa.

This is a challenge for me.

Ọnwụnwa ya dị nnukwu.

Ọnwụnwa ya dị nnukwu.

His temptation is too much.

Kedụ ụdị ọnwụnwa dị ihe a?

Kedụ ụdị ọnwụnwa dị ihe a?

What type of temptation is this?

Ejikwala maka ọnwụnwa a ghara ifezị Chukwu.

Ejikwala maka ọnwụnwa a ghara ifezị Chukwu.

Do not stop worshipping God because of this temptation.

Anụ a dị na ngịga bụ ọnwụnwa nye m.

Anụ a dị na ngịga bụ ọnwụnwa nye m.

The meat in the iron basket is a temptation to me.

Ọnwụ nwa ya ahụ bụụrụ ya ezigbo ọnwụnwa.

Ọnwụ nwa ya ahụ bụụrụ ya ezigbo ọnwụnwa.

The death of that her child is a real temptation to her.

Ọnwụnwa bịa ọ dịka ụwa agwụla.

Ọnwụnwa bịa ọ dịka ụwa agwụla.

When temptation comes, it will seem as if it's the end of the world.

Ọnwụnwa akarịala.

Ọnwụnwa akarịala.

Temptation is too much.

O bu ọnwụnwa bịa.

O bu ọnwụnwa bịa.

She came with temptation.

Ọnwụnwa na-abịara ma ndị ezigbo mmadụ na ndị ajọ mmadụ.

Ọnwụnwa na-abịara ma ndị ezigbo mmadụ na ndị ajọ mmadụ.

Temptation comes to both good people and bad people.

O nweghị onye chọ ụdị ọnwụnwa a.

O nweghị onye chọ ụdị ọnwụnwa a.

Nobody wants this kind of temptation.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.