Nkọwa okwu logo
Beta

ìgòdó

ìgòdo

Wordìgòdo
Definitions

Noun

1.padlock

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Igodo ụzọ ahụ ekweghị akpohie.

Igodo ụzọ ahụ ekweghị akpohie.

The padlock of that door, refused to unlock.

Were igodo kpọchie akpa gị.

Were igodo kpọchie akpa gị.

Use padlock to lock your bag.

E nwere igodo dị ichiiche n'ime ahịa.

E nwere igodo dị ichiiche n'ime ahịa.

There are different padlocks in the market.

Tụọ igodo ahụ mmanụ.

Tụọ igodo ahụ mmanụ.

Lubricate that padlock.

Enwere m nnukwu igodo.

Enwere m nnukwu igodo.

I have a big padlock.

ḿmönwü

mmọnwụ

Wordmmọnwụ
Definitions

Noun

人音

1.masquerade

Variationsmmanwụ
Related Terms
Word Stems

Examples

Mmọnwụ atọ bịara mmemme ahụ.

Mmọnwụ atọ bịara mmemme ahụ.

Three masquerades came for that event.

Ọ naghị amasị m ịhụ mmọnwụ.

Ọ naghị amasị m ịhụ mmọnwụ.

I don't like seeing masquerades.

Ụjọ turu ya mgbe ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.

Ụjọ turu ya mgbe ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.

She was afraid when she saw that masquerade.

ǹtüògwè

ǹtụògwè

Wordǹtụògwè
Definitions

Noun

1.key(s)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Eche m na enyere gị ntụogwe nke gị.

Eche m na enyere gị ntụogwe nke gị.

I thought you were given your own key.

Ntụogwe ya furu n'ahịa.

Ntụogwe ya furu n'ahịa.

He lost his keys at the market.

Igodo ahụ nwere ntụogwe anọ.

Igodo ahụ nwere ntụogwe anọ.

The padlock has two keys.

Biko, ebee ka ntụogwe m dị?

Biko, ebee ka ntụogwe m dị?

Please, where is my key?

Ntụogwe a anaghị akpọghe igodo ya.

Ntụogwe a anaghị akpọghe igodo ya.

This key is not opening its padlock.

Ntụogwe a na-ata nchara.

Ntụogwe a na-ata nchara.

This key is rusting.

Ntuogwe ahụ ka ọ tụbara na mmiri.

Ntuogwe ahụ ka ọ tụbara na mmiri.

He threw the key inside water.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.