gáfè
gafè
Word | gafè |
Definitions | Active verb 1.expire; run out; lose validity or come to an end |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Mgbe adịghị anya, oge ha ga-agafe.
Mgbe adịghị anya, oge ha ga-agafe.
Very soon, their time will expire.
Ọ maghị na oge ya na-agafe.
Ọ maghị na oge ya na-agafe.
He did not know that his time was passing.
Ọ gafere n'ule ahụ.
Ọ gafere n'ule ahụ.
He passed the examination.
Oge ule ha agafeela.
Oge ule ha agafeela.
Their trial period has passed.
gáfè
gafè
Word | gafè |
Definitions | Active verb 1.to cross; 2.to pass (away, over, through) |
Variations | gafee |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aga m na-agafe ebe a oge niile.
Aga m na-agafe ebe a oge niile.
I will pass by this place all the time.
Nkechi na nne ya gafere ugbua.
Nkechi na nne ya gafere ugbua.
Nkechi and her mother just passed.
Anyị ga-agafe mmiri Ezibekwu
Anyị ga-agafe mmiri Ezibekwu
We will cross the Ezibekwu river.
Agafere m n'ule m niile.
Agafere m n'ule m niile.
I passed all my exams.
Achọrọ m ịgafe n'ofe nke ọzọ.
Achọrọ m ịgafe n'ofe nke ọzọ.
I want to cross over to the other side.
Si ebe a gafee.
Si ebe a gafee.
Pass through here.
Ha na-agafe n'ike n'ike.
Ha na-agafe n'ike n'ike.
They are passing by in their numbers.
Anyị bịara ozugbo ha gafere.
Anyị bịara ozugbo ha gafere.
We came the moment they passed.
Ọtụtụ mmadụ agafeela.
Ọtụtụ mmadụ agafeela.
Many people have passed by.