Nkọwa okwu logo
Beta

fó ézē

fo ezē

Wordfo ezē
Definitions

Active verb

1.take out, remove one's tooth; lose one's tooth

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwunye m foro eze ya abụọ n'ụtụtụ.

Nwunye m foro eze ya abụọ n'ụtụtụ.

My wife removed two of her teeth in the morning.

I ga-efo eze ahụ na-egbu gị mgbu?

I ga-efo eze ahụ na-egbu gị mgbu?

Will you remove that tooth that is aching you?

Ifo eze na-afụ ụfụ.

Ifo eze na-afụ ụfụ.

Removing a tooth is painful.

E jere foo eze ụnyaahụ.

E jere foo eze ụnyaahụ.

I went to remove a tooth yesterday.

Nne m bụ dọkịta na-efo ndị mmadụ eze.

Nne m bụ dọkịta na-efo ndị mmadụ eze.

My mother is a dentist that removes peoples teeth.

Ada chọ ifo eze.

Ada chọ ifo eze.

Ada wants to take off a tooth.

Gịnị mere o ji efo eze ahụ.

Gịnị mere o ji efo eze ahụ.

Why is he taking off that tooth?

Ụmụaka na-efokarị eze.

Ụmụaka na-efokarị eze.

Children usually remove their tooth.

Ahụrụ m Nnenna ebe ọ na-efo eze.

Ahụrụ m Nnenna ebe ọ na-efo eze.

We saw Nnenna where she is removing her tooth.

A ga-efo eze ahụ.

A ga-efo eze ahụ.

That tooth should be removed.

Ị ga-efo eze ahụ ka i nwere onwe gị.

Ị ga-efo eze ahụ ka i nwere onwe gị.

You will take off that tooth so that you can get yourself.

Nene foro eze anọ.

Nene foro eze anọ.

Nene removed four teeth.

Obi foro eze n'ọnwa gara aga.

Obi foro eze n'ọnwa gara aga.

Obi removed a tooth last month.

Dọkịnta gwara ya foo eze ahụ.

Dọkịnta gwara ya foo eze ahụ.

The doctor told him to take out that tooth.

Ọ dị ka ị na-efo eze n'afọ ọbụla.

Ọ dị ka ị na-efo eze n'afọ ọbụla.

It's like you take off a tooth every year.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.