Nkọwa okwu logo
Beta

íkpó

ikpo

Wordikpo
Definitions

Noun

1.heap; an untidy collection of things placed carelessly, on top of each other

Related Term
Word Stem

Examples

Ikpo okwute ndị a bụ maka ndị ọrụ ụzọ.

Ikpo okwute ndị a bụ maka ndị ọrụ ụzọ.

These heaps of stones are for the road workers.

Bịa, kpopu ikpo ahịhịa ndị a.

Bịa, kpopu ikpo ahịhịa ndị a.

Come and pack these heaps of leaves.

Ha zoro ego ha n'ime ikpo ahịhịa.

Ha zoro ego ha n'ime ikpo ahịhịa.

They hid their money inside the heap of leaves.

Ikpo a ekwesịghị ịdị ebe a.

Ikpo a ekwesịghị ịdị ebe a.

This heap is not supposed nto be here.

Ọ chọrọ iji aka kpopu ikpo ahụ.

Ọ chọrọ iji aka kpopu ikpo ahụ.

He wants to carry away the heap with his hand.

Onye nwe ikpo nke a?

Onye nwe ikpo nke a?

Who has this heap?

Ikpo nke ọbụla nwere onye nwe ya.

Ikpo nke ọbụla nwere onye nwe ya.

Each heap has an owner.

Ọ dị n'ikpo n'ikpo.

Ọ dị n'ikpo n'ikpo.

It is in heaps.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.