Nkọwa okwu logo
Beta

fésà

fesà

Wordfesà
Definitions

Active verb

1.fly in all directions;

2.sprinkle all over; splash

Variations-fesa
Related Term
Word Stem

Examples

Fesaa mmiri nsọ a ebe niile.

Fesaa mmiri nsọ a ebe niile.

Sprinkle this holy water everywhere.

Ụmụ m na-efesa mmiri n'ihe a kụrụ n'ugbo.

Ụmụ m na-efesa mmiri n'ihe a kụrụ n'ugbo.

My children are sprinkling water on the crops.

Nna m feasara ọgwụ ahịhịa n'ugbo.

Nna m feasara ọgwụ ahịhịa n'ugbo.

My father sprinkled insecticide on the farm.

Achọrọ m ifesa ọgwụ ọchịcha a n'okirikiri ụlọ a niile.

Achọrọ m ifesa ọgwụ ọchịcha a n'okirikiri ụlọ a niile.

I want to spray this cockroach spray all around the house.

Nne m fesara mmiri n'ebe niile uzuzu dị.

Nne m fesara mmiri n'ebe niile uzuzu dị.

My mother sprinkled water everywhere there was dust.

Fesa ya obere.

Fesa ya obere.

Sprinkle a small portion of it.

M ga-efesa mmiri n'akwa ahụ tupu m dewe ya.

M ga-efesa mmiri n'akwa ahụ tupu m dewe ya.

I will sprinkle water on that cloth before ironing it.

Mmiri ozuzu fesara n'ala.

Mmiri ozuzu fesara n'ala.

Rainfall drizzled a little.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.