Nkọwa okwu logo
Beta

fé ǹzà

fe ǹzà

Wordfe ǹzà
Definitions

Active verb

1.cast lot

Related Term
Word Stem

Examples

E fere nza, nza wee ma Okechukwu.

E fere nza, nza wee ma Okechukwu.

They cast lots, and the lot fell on Okechukwu.

Anyị ga-efe nza.

Anyị ga-efe nza.

We shall cast lot.

Ha ga-efe nza tupu a họpụta onye ga-eme njem ahụ.

Ha ga-efe nza tupu a họpụta onye ga-eme njem ahụ.

They will cast lot before selecting who will embark on that journey.

E ji ife nza wee mara ha.

E ji ife nza wee mara ha.

They are known for casting lot.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.