ídìdè
idìdè
Word | idìdè |
Definitions | Noun 㭪 1.earthworm; a worm with exposed soft skin mostly living in wet soil |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Idide na-ebi n'ime ala.
Idide na-ebi n'ime ala.
Earthworm lives in the soil.
E ji idide akụ azụ.
E ji idide akụ azụ.
Earthworm is used as a fishing bait.
Idide bụ enyi ndị ọrụ ugbo.
Idide bụ enyi ndị ọrụ ugbo.
Earthworm is the farmers' friend.
Nnu na-egbu idide.
Nnu na-egbu idide.
Salt kills earthworm.
Gịnị ka ndi be ụnụ na-akpọ idide?
Gịnị ka ndi be ụnụ na-akpọ idide?
What does your people call earthworm?
Idide anaghị akpụsi ike.
Idide anaghị akpụsi ike.
Earthworm do not crawl fast.
Nsị idide na-asọ oyi.
Nsị idide na-asọ oyi.
The earthworms excreta is irritating.
Idide tara m n'ụkwụ.
Idide tara m n'ụkwụ.
I have earthworm bite on my leg.
Onye gburu idide a.
Onye gburu idide a.
Who killed this earthworm?
O nwere ndị na-eri idide.
O nwere ndị na-eri idide.
There are some people that eat earthworm.
Ọkụkọ na-eri idide.
Ọkụkọ na-eri idide.
Fowl eats earthworm.
Ọtụtụ idide dị ebe a.
Ọtụtụ idide dị ebe a.
There are many earthworms here.
idide a buru ibu.
idide a buru ibu.
This earthworm is big.
idide na-atụ ọnụ.
idide na-atụ ọnụ.
Earthworm bores hole.
Onye gburu idide ndị a?
Onye gburu idide ndị a?
Who killed these earthworms.