ǹtànììmólókó
ǹtànììmolokō
Word | ǹtànììmolokō |
Definitions | Noun 1.odds and end;miscellaneous articles; various things of different types, usually small and not important, or of little value |
Variations | ǹtà na ìmolokō |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Adị m mma.
Adị m mma.
I am well.
Adaọra di ̣afọ iri abụọ na asatọ.
Adaọra di ̣afọ iri abụọ na asatọ.
Adaora is twenty eight years old.
Adaobi dị mkpụmkpụ.
Adaobi dị mkpụmkpụ.
Adaobi is short.
Ụmụ̣nne m dị anọ.
Ụmụ̣nne m dị anọ.
My siblings are four.
Ọ dị mfe.
Ọ dị mfe.
It is easy.
Ọ di egwu.
Ọ di egwu.
It is tragic, wonderful, marvelous.
Ọ dị egwu
Ọ dị egwu
It is tragic, wonderful, marvellous
Ọ di ifele
Ọ di ifele
It is shameful
Ụmụ̣nne m dị anọ.
Ụmụ̣nne m dị anọ.
My siblings are four.
Achịnike dị mkpụmkpụ.
Achịnike dị mkpụmkpụ.
Achinike is short.
Adị m mma.
Adị m mma.
I am well.
Adaọra dị ̣afọ iri abụọ na asatọ.
Adaọra dị ̣afọ iri abụọ na asatọ.
Adaora is twenty eight years old.
Ewetakwala ntaniimoloko ebe a.
Ewetakwala ntaniimoloko ebe a.
Do not bring any item here.
Onye butere ntaniimoloko ndị a?
Onye butere ntaniimoloko ndị a?
Who brought all these variegated items?
Ọwammiri ahụ buru ntaniimoloko.
Ọwammiri ahụ buru ntaniimoloko.
The gutter carried things of different kinds.
Kedụ ihe i ji ntaniimoloko ndị a eme ?
Kedụ ihe i ji ntaniimoloko ndị a eme ?
What are you doing with all these miscellaneous?
Gwa ya wetara m ntaniimoloko niile
Gwa ya wetara m ntaniimoloko niile
Tell her to bring miscellaneous items.
Ha bu ntaniimoloko were bịa.
Ha bu ntaniimoloko were bịa.
They came with both useful and useless items.
Ọ maghị na ọ bụ ntaniimoloko juru akpa dibịa ahụ.
Ọ maghị na ọ bụ ntaniimoloko juru akpa dibịa ahụ.
He didn't know that various things of different types filled the fetish doctor's bag.
Zụtara m ji, mmanụ, ose na ntaniimoloko
Zụtara m ji, mmanụ, ose na ntaniimoloko
Buy yam, palmoil, pepper and miscellaneous.
Ụgbụ ahụ jidere ntaniimoloko n'ime mmiri.
Ụgbụ ahụ jidere ntaniimoloko n'ime mmiri.
The fish net caught various things of different types.
dì
dì
Word | dì |
Definitions | Active verb 脚 1.endure; bear |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị masiri ya ọma ike ka o die ọnwụ nwunye ya.
Anyị masiri ya ọma ike ka o die ọnwụ nwunye ya.
We encouraged him to bear the death of his wife.
O diri ụfụ ǹdụdụ a agbara ya.
O diri ụfụ ǹdụdụ a agbara ya.
He bore the pain of the injection he was given.
Ọ dịghị mfe idi ihe isiike.
Ọ dịghị mfe idi ihe isiike.
It is not easy to endure hardship.
Ọ na-edi ihe niile nne di ya na-eme ya.
Ọ na-edi ihe niile nne di ya na-eme ya.
She is enduring everything her mother in-law is doing to her.
dì
dì
Word | dì |
Definitions | Active verb 1.to endure |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O diri ihe ike mere ya.
O diri ihe ike mere ya.
He endured the painful experience.
Chukwu ga-enyere gị aka idi ya.
Chukwu ga-enyere gị aka idi ya.
God will help you to endure it.
O diri ọnwụ di ya n'ụzọ tụrụ anyị n'anya.
O diri ọnwụ di ya n'ụzọ tụrụ anyị n'anya.
He endured the death of the husband in a way that surprised us.
Ọ ga-edi ya.
Ọ ga-edi ya.
He will endure it.
Ọ ka na-edi nke mere ya, ọzọ emekwa.
Ọ ka na-edi nke mere ya, ọzọ emekwa.
He was still enduring what happened and another one happened.