désï ḿmírí
desị mmirī
Word | desị mmirī |
Definitions | Active verb 縦棺水 1.drip (as of wet clothes) 2.drip |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Akwa a ga-edesi mmiri.
Akwa a ga-edesi mmiri.
This cloth will drip water.
Anụ ahụ desịrị mmiri ebe a.
Anụ ahụ desịrị mmiri ebe a.
That meat dripped water here.
Ọ na-edesị mmiri.
Ọ na-edesị mmiri.
It is dripping water.
Nnwa ya na-edesi mmiri ebe ahụ.
Nnwa ya na-edesi mmiri ebe ahụ.
His child is dripping water there.
Hapụ ya ebe a ka ọ desịa mmiri.
Hapụ ya ebe a ka ọ desịa mmiri.
Leave it here to drip water.
Onye desịrị mmiri ebe a?
Onye desịrị mmiri ebe a?
Who dripped water here?