Nkọwa okwu logo
Beta

ḿkpákárīígwè

mkpakariigwè

Wordmkpakariigwè
Definitions

Noun

1.discarded metal intended for reprocessing; scrap (metal)

Variationsmkpakaraigwè
Related Terms
Word Stems

Examples

Mepee ụzọ ka m chịkọrọ ngwongwo m niile.

Mepee ụzọ ka m chịkọrọ ngwongwo m niile.

Open the door let me take all my belongings.

Mkpakariigwe o bu na anyị ya arụ.

Mkpakariigwe o bu na anyị ya arụ.

The scrap he is carrying is heavy on him.

Ha na-atụtụ mkpakariigwe.

Ha na-atụtụ mkpakariigwe.

They pick up scrap.

Ndị ohi zuru mkpakariigwe ha taa.

Ndị ohi zuru mkpakariigwe ha taa.

Thieves stole their scrap today.

Ọ na-ere mkpakariigwe.

Ọ na-ere mkpakariigwe.

He sells scrap.

Ebe a bụ ebe a na-edobe mkpakariigwe.

Ebe a bụ ebe a na-edobe mkpakariigwe.

This is the place where scrap is kept.

Kedu ihe e ji mkpakariigwe eme?

Kedu ihe e ji mkpakariigwe eme?

What is scrap used for?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.