Nkọwa okwu logo
Beta

gbú íchí

gbū īchī

Wordgbū īchī
Definitions

Active verb

青㫇

1.cut ichi marks; do scarification

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ụfọdụ ndị ichie gburu ichi.

Ụfọdụ ndị ichie gburu ichi.

Some titled men cut marks.

íchì

ichì

Wordichì
Definitions

Noun

1.an organ that provides oxygen and nutrients to a baby in the uterus; placenta

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ị maara ọrụ ichi na-arụ?

Ị maara ọrụ ichi na-arụ?

Do ypu know the function of placenta?

Alọ na-esi n'ichi etopụta.

Alọ na-esi n'ichi etopụta.

The umbilical chord grows out from the placenta.

Ichi apụtaghị ka ọ mụsịrị nwa

Ichi apụtaghị ka ọ mụsịrị nwa

The placenta did not come out after she finished giving birth

Kedu ebe eliri ichi ya?

Kedu ebe eliri ichi ya?

Where was his placenta buried?

íchí

īchī

Wordīchī
Definitions

Noun

1.scarification; marks on body or face

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ha nwere ichi n'ihu ha.

Ha nwere ichi n'ihu ha.

They have marks on their face.

chí

chi

Wordchi
Definitions

Active verb

1.block

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụzọ ahụ chiri echi maka mmemme nwoke ahụ na-eme.

Ụzọ ahụ chiri echi maka mmemme nwoke ahụ na-eme.

That road is blocked due to the party that man is doing.

Akwụkwọ m chiri echi.

Akwụkwọ m chiri echi.

My book is filled up.

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Where a person falls, is where his god pushed him down.

chì

chì

Wordchì
Definitions

Active verb

ch綺

1.rub hard; scrub; brush

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Emeka na-echi aka n'ala.

Emeka na-echi aka n'ala.

Emeka is rubbing his hand on the floor.

Ọ na-echi eze ya.

Ọ na-echi eze ya.

She is brushing her teeth.

chï

chị̄

Wordchị̄
Definitions

Active verb

1.pack (as to carry) separate things, especially in/with the hands

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Emeka chị akwa gị gaa na nke onye dụwadụwa.

Emeka chị akwa gị gaa na nke onye dụwadụwa.

Emeka too your clothes to the tailor's.

Emeka chị akwa gị gaa na nke onye dụwadụwa.

Emeka chị akwa gị gaa na nke onye dụwadụwa.

Emeka took your clothes to the tailor's.

Okporụzọ na-achị achị maka mmiri zoro.

Okporụzọ na-achị achị maka mmiri zoro.

The road is slippery because it rained.

Ebee ka i si chịta ihe ndị a?

Ebee ka i si chịta ihe ndị a?

Where these you pack these things from?

chí

chī

Wordchī
Definitions

Active verb

1.approve someone a traditional title or position

2.block; be filled up

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Echiela nna m eze n'obodo anyị.

Echiela nna m eze n'obodo anyị.

My father has been crown king in our town.

Ụzọ ahụ echiela.

Ụzọ ahụ echiela.

That road is blocked.

ńtųpö

ntụ̀pọ

Wordntụ̀pọ
Definitions

Adjective

1.spot; blemish

Related Term
Word Stem

Examples

Agwa nwaanyị a enweghị ntụpọ dị ya.

Agwa nwaanyị a enweghị ntụpọ dị ya.

There is no blemish in this lady's character

Chukwu enweghị ntụpọ ọbụla.

Chukwu enweghị ntụpọ ọbụla.

God doesn't have any blemish.

Ekwela ka a hụ ntụpọ na ndụ gị.

Ekwela ka a hụ ntụpọ na ndụ gị.

Do not let anyone see blemish in your life.

Akwa ahụ m zụtara nwe ntụpọ.

Akwa ahụ m zụtara nwe ntụpọ.

That cloth I bought has a spot.

Weta nke ahụ nwere ntụpọ ebe a.

Weta nke ahụ nwere ntụpọ ebe a.

Bring the one with a spot here.

Ntụpọ dị n'akpa ahụ agaghị apụ.

Ntụpọ dị n'akpa ahụ agaghị apụ.

The spot on that bag will not go off.

Ndị nke ahụ nwe ntụpọ adịghị mma.

Ndị nke ahụ nwe ntụpọ adịghị mma.

Those ones with a spot are not good.

Ọ bụ ntụpọ dị ya n' akụkụ nkuanya mere ya ọ maa mma.

Ọ bụ ntụpọ dị ya n' akụkụ nkuanya mere ya ọ maa mma.

It is the spot beside her eyrbrow trhat made her beautiful.

Ntụpọ ojii ahụ dị ya n'imi masiri m.

Ntụpọ ojii ahụ dị ya n'imi masiri m.

I like that black spot on her nose.

àpà

àpà

Wordàpà
Definitions

Noun

1.scar; mark

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọnya ahụ hapụrụ ya apa n' ahụ.

Ọnya ahụ hapụrụ ya apa n' ahụ.

The wound left an injury on his body.

Gịnị nyere gị apa a?

Gịnị nyere gị apa a?

What give you this mark?

Kọwara anyị maka apa a.

Kọwara anyị maka apa a.

Tell us about this scar.

Mma yiri ya n'aka nyere ya apa.

Mma yiri ya n'aka nyere ya apa.

The knife that cut him on his hand left a scar on him.

Apa adịghị m n'ahụ.

Apa adịghị m n'ahụ.

There is no scar on my body.

Apa juru ya ahụ.

Apa juru ya ahụ.

There are a lot of scar on his body.

Apa a na-echetara m ihe mere m na nwata.

Apa a na-echetara m ihe mere m na nwata.

This scar reminds me of what happened to me when I was a child.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.